Kanayo O. Kanayo
Ọdịdị
Kanayo O. Kanayo
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Onyekwere |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Maachị 1962 |
| Ebe ọmụmụ | Mbaise |
| Dị/nwunye | Nneka Onyekwere |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri, onye ọka iwu, onye ọchụnta ego |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | Nigerian Law School, University of Abuja |
| Ogo mmụta | nzere masters |
| Isi agụmakwụkwọ | mass communication |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1982 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ihe nrite | Africa Movie Academy Award for Best Actor in a Leading Role, Best of Nollywood Awards |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Anayo Modestus Onyekwere[1] [2] (amụrụ nwoke'a na ụbọchị mbụ nke Mach n'afọ 1962 na Mbaise, Imo State, Nigeria ) [3] Anayo, onye nke amara amara dịka Kanayo O Kanayo bụ onye Nigeria na-eme ihe nkiri . N'afọ 2006, ọ meriri ma nweta nturu ugo nke kacha mma n’egwuregwu Africa Movie Academy Award . [4]
Kanayo malitere ime ihe nkiri n'afọ 1992 mgbe oso mee ihe nkiri Living in Bondage . [5] Kanayo emeela ihe nkiri karịrị otu narị.
Ugbu a ọ bụ onye nnọchi anya United Nations ma nwee ọkwa na aha MFR . [6] Kanayo tinyere Kenneth Nnebue (onye mepụta ihe nkiri Living in Bondage ), Olu Jacobs, Enoch Adeboye, Queen Elizabeth na Fela Kuti so na ndị ndị gọọmentị Naijirịa kwanyere ùgwù na afọ 2014 n'oge ememme narị afọ. [7]
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Why Nollywood must recapitalise – Kanayo O. Kanayo". Retrieved 18 January 2011.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Living in Bondage: Internet Movie Data Base". Retrieved 2009-10-18.
- ↑ https://twitter.com/KanayoOKanayo
- ↑ "Nigeria's Centenary: Queen Elizabeth and all the award winners". Retrieved 7 October 2014.