Up North (film)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Up North (film)
film
ahaUp North Dezie
ụdịadventure film Dezie
broadcast byNetflix Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2018 Dezie
Onye nduziTope Oshin Dezie
ụlọ ọrụ mmepụta iheInkblot Productions Dezie
ebe akụkọLagos Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie
usoro nkesavideo on demand Dezie
Kijkwijzer rating9 Dezie

Up North bụ ihe nkiri Ejije Nigeria nke afọ 2018 nke Anakle Films na Inkblot Productionsmepụtara [1] ma Tope Oshin duziri ya. [2] Naz Onuzo na Bunmi Ajakaiye dere ihe onyonyo a, nke dabere na akụkọ sitere n'aka Editi Effiong. [3] 'Emekariri ya na Bauchi,ma mee otu izu ya na Legọs . [4]

Ndị Sonyere n'ihe nkiri a[dezie | dezie ebe o si]

  • Banky Wellington dị ka Bassey Otuekong
  • Rahama Sadau dị̀ ka Mariam
  • Kanayo O. Kanayo dị ka Chief Otuekong
  • Adesuwa Etomi-Wellington dị ka Zainab
  • Michelle Dede dị ka Idara Otuekong
  • Hilda Dokubo dị ka Mrs Otuekong
  • Ibrahim Suleiman dị ka Sadiq
  • Rekiya Attah dị ka onyeisi ụlọ akwụkwọ Hassan
  • Akin Lewis dị ka Otunba

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ihe nkiri Naijiria nke 2018

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Up North Featuring Adesua And Banky W". Retrieved on 2018-11-22. (in en-US)
  2. Up North: Tope Oshin's thrilling joy ride (en-US). TheCable Lifestyle (2019-01-19). Retrieved on 2019-01-19.
  3. TBoss, Kanayo O Kanayo, Rahama Sadau Banky W in Up North (en-UK). amp-pulse-ng.cdn.ampproject.org. Archived from the original on 2020-10-14. Retrieved on 2018-11-18.
  4. Making Nigeria’s biggest scale film: Producer Zulumoke Oyibo reflects on Up North (en-US). The Guardian Nigeria Newspaper - Nigeria and World News (2018-12-27). Archived from the original on 2019-04-10. Retrieved on 2018-12-27.