Kgomotso Christopher

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kgomotso Christopher
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Maachị 1979 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Kgomotso Christopher (a mụrụ n'ụbọchị nke 25 n'ọnwa Machị n'afọ 1979) bụ onye mba South Africa na-eme ihe nkiri na onye na-eji olu ya aguputa ederede nke a maara nke ọma maka oge ya na Isidingo dị ka Katlego Sibeko tupu ọ banye na Scandal dị ka Yvonne "YV" Langa .[1][2][3] Ọ bụkwa olu ya k' ana- anu n' usoro nzaghachi igwe MTN ma na-eje ozi onye n'abụghị onye isi oche na Naledi Theatre Awards Board of Directors.[4][5][6][7][8]

Agụmakwụkwọ onodu ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Kgomotso nwetara nzere bachelọ nke nka na iwu na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum nke Cape Town . E nyere ya onyinye nrite Jules Kramer maka ihe osise mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ. N'afọ 2004, ọ nwetara nzere agumakwo n' na Theatre Arts na Mahadum Columbia dị na New York City.[9] Ọ nọgidere na-ebi ma na-arụ ọrụ na US na UK ruo afọ 2008.[10] Kgomotso pụtara dịka onye ọbịa na usoro telivishọn Madam & Eve, SOS, Backstage, na Moferefere Lenyalong . Ọ pụtara na ihe nkiri nke Romeo & Juliet, Midsummer Night's Dream, Hamlet na Dr. Faustus . Na Nọvemba 15, 2018 Kgomotso kpughere na Instagram na ọ bụ olu n'aza usoro igwe okwu MTN's Interactive Voice Response system.[11][3]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Television[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Ọrụ Ihe edeturu
2010 - 2012 4Play: Atụmatụ Mmekọahụ maka ụmụ agbọghọ Nox Madondo agba nke mbu, abuo na ato
2011 - 2016 Isidingo Katlego Sibeko agba nke mbu
2013 Zaziwa Ya onwe ya Oge 1
2014 The Comedy Central Roast Ya onwe ya Otu Nkebi
2016 Moferefere Lenyalong Cameo agba nke mbu
2018 Ihe ihere! Yvonne agba nke mbu
2017 Thola Ramatla Moleleki agba nke abuo
2020 Ihe Nketa Dineo Price agba nke mbu

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Ọrụ Ihe edeturu
2017 Agbamakwụkwọ Zulu Rene

Ndụ nke onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Kgomotso lụrụ Calvin Christopher.[12]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "'I HAD NO JOB AFTER LEAVING ISIDINGO’", DailySun. Retrieved on 2018-11-17. (in en)
  2. "Kgomotso Christopher joins Scandal", News24. Retrieved on 2018-11-17. (in en)
  3. 3.0 3.1 "Watch: MTN's 'insufficient funds' voice lady revealed [video]", The South African, 2018-11-19. Retrieved on 2018-11-21. (in en-US)
  4. "Twitter shocked as MTN’s ‘insufficient funds' voice lady is revealed", eNCA. Retrieved on 2018-11-17. (in en)
  5. "Kgomotso Christopher is the MTN voice that tells you when you have insufficient funds", Channel. Retrieved on 2018-11-17. (in en)
  6. Herbert. "The truth is out! Kgomotso Christopher admits that she’s the MTN voice", Briefly. Retrieved on 2018-11-18. (in en-US)
  7. Awards. The Naledi Theatre Awards (en-US). Naledi Theatre Awards. Archived from the original on 2019-02-16. Retrieved on 2018-11-21.
  8. Studios. "Artslink.co.za - Naledi Theatre Awards New Board", Artslink. Retrieved on 2018-11-21. (in en)
  9. "PICS: Kgomotso Christopher takes her family to Paris". Retrieved on 2018-11-18. (in en-GB)
  10. Kgomotso Christopher | TVSA (en). www.tvsa.co.za. Retrieved on 2018-11-18.
  11. Kgomotso Christopher on Instagram: "Greetings from the MTN lady who tells you when "You have insufficient airtime to make this call" 🤣🎧🎙🎚📻📲. #MylifeinVoice MTNIVRVoice…" (en). Instagram. Archived from the original on 2021-12-26. Retrieved on 2018-11-21.
  12. "Kgomotso Christopher on her long-distance marriage". Retrieved on 2018-11-17. (in en-US)