Kiki Omeili

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kiki Omeili
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoKiki Omeili Dezie
Aha ọmụmụKiki Omeili Dezie
Aha enyereKiki Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Mee 1986 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo, physician, omee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
ogo mmụtamedical degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2011 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards, 2015 Golden Icons Academy Movie Awards, ELOY Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Kiki Omeili, 2018

Nkiruka 'Kiki' Omeili bụ onye na- eme ihe nkiri na Nigeria, nke a ma ama maka ọrụ ya dị ka Lovette na ịhe nkiri TV a nakpọ Lekki Wives . [1] A makwaara ya maka ọrụ ya na ịhe nkiri dị ka Blessing na ịhe oyoyo a kpọrọ 2015 crime caper, Gbomo Gbomo Express na Gideon Okeke .

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Omeili na Lagos, ọ bụkwa nwa nke abụọ n’ime ụmụ anọ Charles na Maureen Omeili mụrụ. O bu onye Igbo si Nimo na Anambra State . Nna ya Charles bụ onye na-arụ ọrụ n'ụlọ akụ First Bank Nigeria ma la ezumike nká dịka onye isi njikwa, ebe nne ya bụ Maureen bụ onye njikwa nke ụlọ mkpọrọ na Ibadan, Oyo State, Nigeria. Omeili bidoro ime ịhe nkiri stage plays site n ’ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị. Nke a gara n'ihu mgbe ọ banyere mahadum mgbe ọsoyere otu ndi na eme ịhe egwuriegwu ma soro me ihe ejije dị iche iche yana isonye n'ọtụtụ asọmpi ejije. N'afọ 2006, ọ nwetara nzere dibia oyibo na mahadum , University of Lagos . [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2011, Omeili soro ndi e nyochara ma nweta ọrụ Debbie na ịhe oyoy TV "Behind the Smile". N’afọ 2012, ya na onye isi ‘’ Behind the Smile ’’, Tunde Olaoye, jikọrọ aka wee pụta n’ihe nkiri sinima izizi ya okporo “Married but living single” ebe ya na Funke Akindele, Joseph Benjamin, Femi Brainard na Joke Silva rụkọrọ ọrụ. [3] Omeili enweela ọrụ n'ọtụtụ usoro TV gụnyere "The Valley Between", [4] "NESREA Watch", "Lekki Wives" na "Gidi Culture".

Na mgbakwunye na ọrụ ọ na-arụ, na 2011 Omeili bido emume etemegwu na oyoyo "Dance 234", [5] bụ ihe nkiri ntụrụndụ ndị Koga. Omeili na-akwadokwa ngalaba ahụike na Smooth FM nke ụtụtụ Satọdee ngosipụta akpọrọ "Balancing Life" ma dee ọtụtụ akụkọ na blọọgụ n'ịntanetị.

Kiki Omeili a nakpokwa "emcees" na eme ihe omume dị iche iche dika ịkwuputara ndị olu-oru okwu gụnyere LG na ịhe omume MTN gbasara asumumpị ball uwa nke 2009.

Na Ọgọstụ 2013, ekwuputara na a ga-ebido Lekki Wives maka oge nke abụọ wee megharịrị nkwekọrịta ha na Omeili were iji weghachi ọrụ ya dị ka Lovette. [6]

Na mbido afọ 2016, ọsoro mee ka ịhe nkiri oyoyo wuruewu a na - akpọ Couple of Days, ebe ọ na-egosipụta àgwà Joke, nwetara nlele dị ebube site na ndị nkatọ. Na Mee 2016, Iterum obere ihe nkiri nke Stanlee Ohikhuare duziri na nke Kiki Omeili na Paul Utomi na-egosi na 69th Annual Cannes Film Festival. [7]

Na May 31, 2016, Omeili mere ihe nkiri izizi ya mge O mwepụta ịhe nkiri perempe nke a nakpọ Unprotected . [8] Ihe nkiri a dabere na ihe ndị mere eme, nke ọ hụrụ dị ka nwa akwụkwọ na mahadum. Ihe nkiri ahụ nwere Kiki Omeili, dị ka onye ndu, na Eric Olee, Bimbo Ademoye, Blessing Ambrose na Nathan Kingsley na-akwado ọrụ. [9]

N’ọnwa Juunu nke afọ 2018, Omeili bidoro mepụta ihe nkiri nkiri zuru ezu nke izizi ya bụ Run, nke Uche Chukwu duziri. [10] Emepụtara ihe nkiri Run na cinemas na Ọgọstụ 23 2019 nke ndị soro mee ya bu Owen Gee, Rotimi Salami, Kelechi Udegbe, na Greg Ojefua. [11] [12] A họpụtakwara ya bu ịhe nkiri wee gosị ya na Silicon Valley International Film Festival dị na California na Slum International Film Festival dị na Kenya. Ọ natara onyinye na Toronto International Nollywood Film Festival dị na Canada. [13]

Onyiye na nturu ugo[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Ọktọba 2012, Omeili nwetara onyinye maka 'Best Actress (Supporting role in an English language film)' na 17th African Film Awards (nke a na-akpọbu Afro Hollywood Awards) na London. [14]

N’ọnwa Mee afọ 2014, Omeili so na ndị edepụtara afa fa na Top 25 New Faces of Nollywood na akwụkwọ akụkọ Nigerian Entertainment Today (NET), [15] Ndị akwụkwọ akụkọ asiri 'Sun' dekwara ya dịka otu n'ime kpakpando kachasị ọsọsọ na Nollywood na mbido 2014. [16]

A hoputara Omeili dika 'TV Actress of the Year' nke ndị Exquisite Lady of the Year (ELOY) Award na November 2014. A hoputara ya maka ịhe ọmere na n’usoro ihe nkiri oyonyo ‘Lekki Wives’.

N’ọnwa Ọktọba afọ 2015, Omeili ritere nturuugo maka onye na-akwado ihe nkiri kacha mma maka ọrụ ya na ịhe nkiri - Sting, di na 2015 Global Icons Academy Movie Awards (GIAMA), nke emere na USA. [17]

Na onwa Julai 2016, Omeili ritere nturu ugo maka onye kacha kwado ihe nkịrị n’aho [18] na 2016 City People Entertainment Awards na Lagos, Nigeria.

N'ọnwa Ọktọba 2016, a họpụtara Omeili maka Onye Nduzi Nwanyị Kachasị Mma na ịhe nkiri pere mpe na Berlin 2016 - Film Fest International Awards maka ọrụ ya na ịhe nkiri, Deluded . [19]

Omeili, ka ekpughere dị ka onye nnọchi anya na 2017 Realtime film festival iji kwanyere ya ugwu na ọrụ ọ na arụ na ihe nkiri nke Nigeria. [20]

Na 2018, Omeili nwetara onyinye kacha mma maka nwayị rụrụ orụ ka ọye nkwado na World Music and Independent Film Festival, nke emere na Caribbean Islands maka ọrụ ya na ihe nkiri 3Some . [21] N’otu afọ ahụ, a họpụtakwara ya maka Best Actress na Realtime film festival.

Ọrụ Nyemaka[dezie | dezie ebe o si]

Omeili etinyela aka na ọrụ enyemaka na Project Pink Blue . O bu ụzo na ije mmuta maka ọria kansa esi na ya na ayo ego ịji enyere ndi otu na akwado ndị na arịa orị cancer site na mgbasa ozi na ihe omume. [22] [23] [24]

Ịhe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mmemme Nrite Onye nnata Nsonaazụ
2012 Ihe ngosi ihe nkiri Africa [25] Nwanyị Kacha Mma - --kwado Ọrụ na ihe nkiri Bekee (Ọ lụrụ di ma ọ bụ di na nwunye) style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2014 ELOY Awards [26] Àtụ:N/a|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2015 GIAMA 2015 Awards [27] Nwanyị Kachasị Mma (Nwanyị Na - agba ihe nkiri) style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Na-Short Nkiri Ememme [28] Nwanyị Kachasị Mma (Nwanyị) style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2016 Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo Onye na-akwado ihe nkiri n'afọ style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Lagos 30 n'okpuru 40 Awards Nwanyị kacha mma - Bekee style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Onyinye FilmFest International (Berlin 2016) Onye Ndu Nwanyị Kacha Mma na Short Short style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Year Title Role Director Notes
2011 Behind the Smile Debbie Tunde Olaoye Lead Role/TV Series
2011 Nowhere to be Found Dr. Grace Niji Akanni TV Series
2011 Footprints Edna Jerry Isichei Sub-Lead/TV Series
2012 Married but Living Single Titi Haastrup Tunde Olaoye Feature Film
2012 NESREA Watch Mrs. Irabor Paul Adams TV Drama/Informative
2012 Binding Duty Njide Ihria Enakimio TV Drama/Informative
2012 The Valley Between Nikki Tunji Bamishigbin Sub-Lead/TV Series
2012 Gidi Culture Mariam Tunde Anjorin Sub-Lead/Series
2012 A Mother's Fight Uru Flo Smith Sub-Lead/Short Film produced by Uche Jombo
2012 Lekki Wives Lovette Blessing Effiom Egbe Lead Role/Series
2013 Kpians: The Feast of Souls Kiki Ofili Stanlee Ohikhuare Horror Movie also starring Ashionye Ugboh-Raccah
2013 Consenting Adults Seun Soji Ogunnaike Feature Film; starring Nomoreloss
2013 24/7 Barrister Ekanem Efetobore Ayeteni Feature Film starring IK Osakioduwa, Eku Edewor and Wole Ojo
2013 Oblivious Lucy Stanlee Ohikhuare Feature Film
2013 Lekki Wives (Season 2) Lovette Blessing Effiom Egbe Lead Role/TV Series
2013 Sting Ada Stanlee Ohikhuare Feature Film
2013 The Glass House Ese Jerry Isichei Feature Film
2014 The Antique Isoken Darasen Richards Feature Film starring Olu Jacobs, Bimbo Akintola and Judith Audu
2014 Same Difference Nonye Ehizojie Ojesebholo Feature Film starring Ricardo Agbor and Daniel K Daniel
2014 A Dead End Biola Ehizojie Ojesebholo Feature Film starring Barbara Sokky, Seun Akindele and Uche Anyamele
2014 Next Door to Happiness Tinuke Uzodimma Okpechi Feature Film starring Frederick Leonard
2014 A Place Called Happy Teni LowlaDee Feature Film starring Blossom Chukwujekwu
2014 Friends and Lovers Jenny Yemi Morafa Feature Film starring Deyemi Okanlawon
2014 +234 Sandra Lawson Soji Ogunnaike Drama Series starring Tosyn Bucknor, Tope Tedela and Anthony Monjaro
2015 Gbomo Gbomo Express Blessing Walter Taylour Feature film - starring Ramsey Nouah
2015 Jimi Bendel T-boy Ehizojie Ojesebholo Action Comedy film[29]
2016 Fast Cash - Okey Zubelu Okoh Feature film - starring Mary Lazarus, Oma Nnadi, Funnybone
2016 What Makes You Tick - Efetobore Ayeteni Feature film - starring Seun Akindele, Mary Lazarus, Wole Ojo, Toyin Abraham
2016 Iterum Ireti Stanlee Ohikhuare Short film - screened at the 2016 Cannes Film Festival in Paris,France
2016 Fast Cash Okey Zubelu Feature film
2016 Blame It on Me - Ikechukwu Onyeka Feature film
2016 The Happyness Limited - Imoh Umoren Feature film
2016 Double bind Lead Emmanuel Akaemeh Feature film featuring Ifeanyi Kalu, Ujams Cbriel, Mary Chukwu
2016 This Thing Called Marriage - Blessing Egbe Feature film
2016 Moth To A Flame[30] Joan One Soul Feature film - Femi Jacobs, Shaffy Bello, Paul Utomi
2017 Echoes of Silence - Okey Ifeanyi Feature film
2017 Low lives and High Hopes - Frankie Ogar Feature film
2017 Light in the Dark - Ekenem Ekwunye Feature film
2017 What Lies Within[31] Miss Dimeji Vanessa Nzediegwu Feature film starring Michelle Dede, Tope Tedela, Paul Utomi
2017 Sunday and Lolade Lolade Yomi Black Comedy Skit Compilation
2017 Public Property Tope Alake & Ashionye Mihcelle Raccah Feature film
2019 Run Tomi Uche Chukwu Feature Film, produced by Kiki Omeili

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Agbo, Dennis. "Lekki Wives makes Debut", National Mirror, 3 February 2013. Retrieved on 14 November 2013.
  2. LASIS, AKEEM (12 May 2012). Kiki Omeili: From Lab Coat to Costumes. The Punch Newspaper. Archived from the original on 28 September 2015. Retrieved on 3 October 2020.
  3. Married but Living Single Premieres|.
  4. The Valley Between.
  5. Dance 234. Kiki Omeili hosts Dance 234|.
  6. "Lekki Wives Audition Holds Today". Retrieved on 14 November 2013.
  7. Nollywood Director Stanlee Ohikhuare’s Short Film “Iterum” will be Showcased at the 2016 Cannes Film Festival. Bella Pedro. Retrieved on 17 May 2016.
  8. "Kiki Omeili debuts with ‘Unprotected’", Tribune Newspaper. Retrieved on 6 June 2016.
  9. WATCH: ‘Unprotected’ – A Short Film By Kiki Omeili. Guardian Life Newspaper. Retrieved on 6 June 2016.
  10. "Kiki Omeili: A ‘Run’ Star In Full Bloom", Daily Independent Newspaper. Retrieved on 2 August 2018.
  11. "Kiki Omeili’s first movie, Run, hits cinemas", Punch Newspaper. Retrieved on 15 December 2019.
  12. "Actress Kiki Omeili offers Run as first big fruit", Guardian Newspaper. Retrieved on 15 December 2019.
  13. "Nkiruka Omeili: Yes, I’m a Medical Doctor, But More Fulfilled Acting, Producing Films", Thisday Newspaper. Retrieved on 15 December 2019.
  14. Opurum, Nkechi. "Tonto Dikeh, Kiki Omeili win Afro Hollywood Awards", Daily Times Nigeria, 23 October 2012. Retrieved on 1 November 2012.
  15. Okuchukwu, Griffith. "Meet the 25 New Faces of Nollywood", Nigerian Entertainment Today, 31 May 2014. Retrieved on 26 July 2014.
  16. Ezinye, Emeka. "Behold! Nollywood’s fast rising stars", The Sun, 25 January 2014. Retrieved on 26 July 2014.
  17. GIAMA 2015: Eniola Badmus, Jim Iyke, Uche Jombo win big. Pulse Nigeria. Retrieved on 19 October 2015.
  18. Full List Of Winners At The City People Entertainment Awards 2016 [All Categories]. City People Magazine. Archived from the original on 2 August 2016. Retrieved on 11 August 2016.
  19. Best Lead Actress in a Short Film -Berlin 2016. Film Fest International Festival. Archived from the original on 18 October 2016. Retrieved on 17 October 2016.
  20. KIKI OMEILI - - RTF BRAND AMBASSADOR. youtube.com. Retrieved on 2 August 2018.
  21. "‘3some’ bags four awards at American World Film Festival", Oluwaseyi Awojulugbe. Retrieved on 2 August 2018.
  22. "Why I left Medicine for acting – Kiki Omieli", Premium Times Nigeria, December 24, 2016. Retrieved on 28 December 2017.
  23. "Annie Idibia, Moc Madu, Kiki Omeili, Debbie Collins led Pink October Walk against Breast Cancer in Lagos", Wives Town Hall Connection, October 9, 2016. Retrieved on 28 December 2017.
  24. "Project PINK BLUE hosted Pink October Walk in support of International Breast Cancer Awareness Month with 5 Cancer Survivors, Kiki Omeili & Yvonne Jegede in Attendance", Bellanaija, October 10, 2017. Retrieved on 28 December 2017.
  25. Opurum, Nkechi. "Tonto Dikeh, Kiki Omeili Win Afro-Hollywood Awards", Daily Times Nigeria, 23 October 2012. Retrieved on 1 November 2012.
  26. Seyi Shay, Toke Makinwa, Mo’Cheddah, DJ Cuppy, Others Nominated. Pulse Nigeria. Retrieved on 20 October 2014.
  27. GIAMA 2015: Eniola Badmus, Jim Iyke, Uche Jombo win big. Pulse Nigeria. Retrieved on 19 October 2015.
  28. Kiki Omeili Is In-short Film Festival Best Actress. ngrguardiannews.com. Retrieved on 24 February 2016.
  29. "Jimi Bendel" Watch Kiki Omeili, Ijeoma Agu, Gregory Ojefua in trailer. Chidumga Izuzu. Retrieved on 2 February 2016.
  30. http://www.talkafricanmovies.com/moth-to-a-flame/
  31. https://dailytimes.ng/entertainment/tope-tedela-produces-first-movie/