Koker (singer)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Koker (singer)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha pseudonymKoker, Koke Boy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Mee 1993 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Lagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2015 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịAfrican popular music, Fuji music Dezie
akara ndekọChocolate City Dezie
ahọpụtara makaThe Headies, The Headies Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Koker (Singer).jpg

Olayiwola Olabanji Kokumo, nke a makwaara dị ka Koker, bụ onye Niajiria na-agụ egwu afro-pop ma bụrụ onye na-ede abụ. [1] Ya na Chocolate City nwere nkwekọrịta ndekọ ugbu a. [2]

Mmalite Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Koker n'abalị iri atọ nke ọnwa Mee na 1993 na Lagos Steeti . Ọ bụ nwa nke abụọ nke nne na nna ya.

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

O nwetara nzere masta na nchemi echiche nka na mahadum Lagos . [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mmalite njem ya wee ruo ogo dị elu malitere mgbe ọ wepụtara otu egwu bụ, "Dọ Something" na 2015. Nke aka ọrụ King Sunny Adé, Shina Peters na Ebenezer Obey kwalitere ụda egwu Koker bụ ngwakọta nke Afrobeat, Jùjú na Afro-Pop . [4] E gosipụtara Koker na ọba akwụkwọ mkpokọta Chocolate City nke afọ 2015, The Indestructible Choc Boi Nation . [5]

Na 2016, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta nkwado na Cloud 9, ụlọ ọrụ na -enuba egwu dị n'ịntanetị nọ na Nigeria. [6]

na nlahachi nke 2016, Koker kwuru na o nwebeghi ihe ihere na ọrụ ya na arụmọrụ ya na Sir Shina Peters bụ otu n'ime ahụmịhe echefu echefu kachasị na ọrụ ya. [7]

Diskografị[dezie | dezie ebe o si]

mkpokọta albọm[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mbụ Ụbọchị ewepụtara
2015 The indestructible Choc Boo Nation 30 Eprel 2015

Ndị bụ otu[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka onye ndu nka
Afọ Mbụ Ndekọ
2017 "Bokiniyen"
2018 Too late La Vida Koker
2018 E dey your body
2018 Daddy ft (Falz)
2019 HAPPY La Vida Koker
2015 Do Something Otu-abụghị otu
2016 "Kolewerk"
"Kolewerk (remix) ( Olamide )"
"Give Them"
2014 Rich(Mi n'egosi Koker Onye isi oche
2015 Rotate (stunt) n'egosi Koker Otu-abụghị otu
Blessing (G-plus n'egosi Milli,Koker,Dice Ailes
"Alujo"(Black Market n'egosi Phenom Na koker
"Gerrarahere"



</br> ( Falz na -egosi Koker)
You Harriet(shodyreeks n'egosi koker
"Awon Temi"



</br> (Loose Kaynon na -egosi Dice Ailes & Koker)
Ọrụ Gemini
2016 "Atarodo"



</br> (DJ Spicey na -egosi Jumabee & Koker)
Otu-abụghị otu
Don't Go(DJ combs n'egosi Edwards Na Koker
"Sisi Maria"



</br> (Omo Akin na -egosi Skales & Koker)
"Owo"



</br> (Klever Jay na -egosi Koker)
"Gan Gan"



</br> (DJ Shabsy na -egosi Koker)
U Name It(Pryse n'egosi Big H Na Koker
"Ụbọchị 1"



</br> ( Ice Prince na -egosi Koker)
Jos na Ụwa
2017

Ọtụtụ Awọdna nhoputa[dezie | dezie ebe o si]

Year Event Prize Recipient Result Ref
2015 The Headies Rookie of The Year Himself Ahọpụtara [8]
Top Naija Music Awards Artiste of the Year Ahọpụtara [9][10]
TooXclusive Awards Best New Artiste Himself Ahọpụtara [11][12]
2016 The Headies Best Street Hop Artiste Kolewerk Ahọpụtara [13][14]
Top Naija Music Awards Artiste of the Year Himself Àtụ:Pending [15]
TooXclusive Awards Best Street Hop Artiste Kolewerk Àtụ:Pending [16]
Next Rated Himself Àtụ:Pending

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Koker. notjustOk. Archived from the original on 25 May 2023. Retrieved on 7 December 2016.
  2. "How I got signed to Chocolate City – Koker", Nigerian Entertainment Today, 23 February 2016. Retrieved on 9 December 2016.
  3. T.M Interviews Chocolate City 2.0 artist – KOKER. Tush Magazine (9 September 2015). Archived from the original on 23 October 2021. Retrieved on 9 December 2016.
  4. "How I Plan To Break into Music Industry – Koker", leadership.ng, 22 November 2015. Retrieved on 7 December 2016.
  5. "Choc Boi Nation – ‘The Indestructible‘ (Album Art + Tracklist)", Daily Post Nigeria, 27 April 2015. Retrieved on 7 December 2016.
  6. "Choc City act, Koker joins Olamide, Ice Prince and Seyi Shay as Cloud 9 ambassador", Nigerian Entertainment Today, 8 July 2016. Retrieved on 7 December 2016.
  7. I’ve never been embarrassed in my career — Koker (en-US). Vanguard News (2016-09-17). Retrieved on 2021-02-25.
  8. "The Headies 2015; FULL LIST of Winners", Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games, 2 January 2016. Retrieved on 9 December 2016.
  9. Behold The Official Winners of 2015 Top Naija Music Awards. topnaijamusicawards.com. Retrieved on 9 December 2016.
  10. Shortlisted Nominees of Top Naija Music Awards 2015 (See Full List). topnaijamusicawards.com. Retrieved on 9 December 2016.
  11. tooXclusive Awards 2015 Nominees List. tooxclusive.com. Retrieved on 15 December 2016.
  12. tooXclusive AWARDS 2015 – WINNERS!. tooxclusive.com. Retrieved on 15 December 2016.
  13. "Headies Award 2016: Complete list of Nominees", Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games, 8 November 2016. Retrieved on 9 December 2016.
  14. "#Headies2016: Olamide wins Best Street-Hop Artiste award for the 3rd time", Nigerian Entertainment Today – Nigeria's Top Website for News, Gossip, Comedy, Videos, Blogs, Events, Weddings, Nollywood, Celebs, Scoop and Games, 22 December 2016. Retrieved on 26 December 2016.
  15. Mr. Eazi, Mayorkun, Sugarboy, Niniola, Tobi Grey, Koker & More Nominated for 2016 Top Naija Music Awards. BellaNaija. Retrieved on 15 December 2016.
  16. Falz, Phyno, Kiss Daniel top TooXclusive Awards 2016 nominees lList. Vanguard News (30 November 2016). Retrieved on 15 December 2016.