Lagos State Ministry of Tourism, Arts and Culture

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ndị agha nke Captain Mike Akhigbe guzobere njem nleta dị ka ngalaba n'okpuru Ministry of Home Affairs na Lagos Steeti n'afo 1995.

 

N'afọ 1994, e kewapụrụ Ngalaba Njem na Bureau of Information, Culture, and Tourism ma jikọta ya na Ministry of Commerce, Industry, and Tourism (MCIT), na ọnọdụ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide jiri Kọmishọna dochie.[1]

N'afọ 1994, e kewapụrụ Ngalaba Njem na Bureau of Information, Culture, and Tourism ma jikọta ya na Ministry of Commerce, Industry, and Tourism (MCIT), na ọnọdụ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide jiri Kọmishọna dochie.[2]

N'afọ 1998, Lagos State Tourism Board na Ngalaba Njem jikọtara ọnụ iji guzobe Lagos State Waterfront and Tourism Development Corporation (LSWTDC), nke onye isi nchịkwa na-edu.[3]

E kewara LSWTDC n'ime ngalaba abụọ n'afọ 2007, Ministry of Tourism and Intergovernmental Relations na Ministry of Waterfront Infrastructure Development.[4]

N'afọ 2015, a kpọrọ Ministry of Tourism Arts and Culture aha ma gbasaa ọrụ ya n'okpuru nchịkwa nke Onye Ukwu, Maazị Akinwunmi Ambode.[5][6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tourism, Arts & Culture - Lagos State Government (en-US). Tourism, Arts & Culture - Lagos State Government. Retrieved on 2022-03-17.
  2. Tourism, Arts & Culture - Lagos State Government (en-US). Tourism, Arts & Culture - Lagos State Government. Retrieved on 2022-03-17.
  3. Tourism, Arts & Culture - Lagos State Government (en-US). Tourism, Arts & Culture - Lagos State Government. Retrieved on 2022-03-17.
  4. Tourism, Arts & Culture - Lagos State Government (en-US). Tourism, Arts & Culture - Lagos State Government. Retrieved on 2022-03-17.
  5. Lagos must fulfill its massive potentials (en-US). Vanguard News (2015-10-19). Retrieved on 2022-03-16.
  6. Ambode’s plans for arts and culture-rich Epe and Badagry (en-US). Vanguard News (2017-07-16). Retrieved on 2022-03-16.