Linda Osifo
Ọdịdị
Linda Osifo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Linda |
| Aha ezinụlọ ya | Osifo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Julaị 1991 |
| Ebe ọmụmụ | Benin City |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, oko akuko ihe onyonyo, philanthropist |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | York University |
| Ogo mmụta | Bachelor of Arts |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2013 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ihe nrite | ELOY Awards, African Entertainment Awards USA |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |

Linda Osifo (amụrụ ya na Ụbọchị iri abụọ na asaá na ọnwa asaa Julaị n'afọ1991) ọ bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-eme telivishọn.[1][2][3][4][5] Ọ bụ onye nke abụọ na Miss Nigeria Entertainment Canada 2011 na onye nke abụọ n'asọmpi ịma mma Miss AfriCanada n'afọ 2011. N'afọ 2015, a họpụtara Linda maka onyinye ELOY maka ọrụ ya na usoro ihe nkiri TV: Desperate Housewives Africa nke Ebonylife TV An adaptation nke ABC Studio franchise.[6]
- ↑ "BN Style Focus: Linda Osifo's 9 Most Stylish Moments wearing Nigerian Designs on #GntJackpot Show - BellaNaija". www.bellanaija.com (in Bekee ndị America). 30 September 2017. Retrieved 25 April 2018.
- ↑ "7 Things You Probably Didn't Know About Actress, Linda Osifo". Nigerian Celebrity News + Latest Entertainment News (in Bekee ndị America). 30 October 2017. Retrieved 25 April 2018.
- ↑ Izuzu, Chidumga. "Linda Osifo talks career, sexual harassment in Nollywood" (in Bekee ndị America). Retrieved 25 April 2018.
- ↑ "Being a lady in entertainment is hard –Linda Osifo". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). Retrieved 25 April 2018.
- ↑ "'I bin consider bleaching because pipo say my skin dey like monkey own'". BBC News Pidgin. 17 December 2021. Retrieved 3 August 2022.
- ↑ "Yemi Alade, Seyi Shay, Cynthia Kamalu, Linda Osifo nominated for ELOY Awards | EbonyLife TV". ebonylifetv.com (in Bekee ndị America). Archived from the original on 20 June 2018. Retrieved 26 April 2018.