Lola Pettway

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lola Pettway
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereLola Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1941 Dezie
Ebe ọmụmụBoykin Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Ọrụ ama amaEight-Block Housetop quilt Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaMetropolitan Museum of Art Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Lola Pettway (amụrụ n'afọ 1941) bụ ónyé America na-ese ihe. A na-ejikọta ya na ndị otu Gee's Bend quilting, ya na nné ya, Allie Pettway.[1] E gosipụtara ọrụ ya na Museum of Fine Arts, Houston na Frist Art Museum, ma tinye ya na nchịkọta nkè Metropolitan Museum of Art.[2][3]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Site n'ọtụtụ ndị na-emepụta ákwà, nné Lola bụ Henrietta Pettway na nne ya bụ Allie Pettway. Nnà ya bụ John the Baptist Pettway.

A zụlitere ya na ụmụnne nwanyị itoolu na ụmụnne nwoke anọ. Ọ malitere ibu ọrụ ezinụlọ mgbè ọ dị obérè. Ọ malitere isi nri mgbè ọ dị afọ itoolu, na-arụ ọrụ n'ọhịa mgbè ọ dị iri, ma na-akpa ákwà n'otu afọ ahụ. Ya na nwanne ya nwoke nke okenye, Ebenezer, na-asọ mpi nke ukwuu: "...ọ bụrụ na ọ wepụtara narị pound abụọ, ọ wepụtara otu narị abụọ, kwa.[2]

Lola lụrụ di ma zụlite ụmụ iri na abụọ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Beardsley (2002). Gee's Bend: The Women and Their Quilts (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910409. 
  2. 2.0 2.1 Lola Pettway | Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Retrieved on 2019-04-22.
  3. Lola Pettway | Eight Block Housetop quilt. www.metmuseum.org. Retrieved on 2019-04-22.