Mansur Makeup
Ọdịdị
Mansur Makeup
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Jenụwarị 1994 |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Hausa |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Hausa, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, omee, ocho mma |
Mansur Ismail nke a maara nke ọma dị ka Mansur Makeup, bụ onye Naijiria na-emepụta ihe nkiri na onye na-eme ihe nkiri site na ụlọ ọrụ ihe nkiri nke mpaghara ugwu nke Naịjịrịa, nke a maara dị ka Kannywood.[1][2][3]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Mansur na Kabalan Doki, Kaduna City na Jenụwarị 15, 1994. Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Kaduna, ọ gụkwara nka na Mahadum Jos, Plateau State.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Mansur malitere oru ime ihe ntecha ya na 2007 n'ihi ndụmọdụ nke enyi ya, onye bụkwa onye na-emepụta ihe nkiri, ka ọ sonye na ụlọ ọrụ Kannywood. Mansur wee tinye aka n'ime ihe ntecha ma rụọ ọrụ na ụfọdụ nnukwu ihe nkiri nke ụlọ ọrụ Kannywood.[4][5]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Mansur "Makeup" adds film production to his 2016 wish-list | Premium Times Nigeria" (in Bekee ndị United Kingdom). 2015-12-26. Retrieved 2021-01-06.
- ↑ Post, K. P. (2019-06-19). "Sadiya Kabala Yar Uwa ta ce- Mansur Makeup". Knotted Post (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-01-08. Retrieved 2021-01-06.
- ↑ "Bidiyo : Sabuwa Rikici A Kannywood! Rikici Ya Ɓarke Tsakanin Rukayya Dawayya Da Mansur MakeUp". HausaLoaded.Com (in Bekee ndị America). 2019-10-28. Retrieved 2021-01-06.
- ↑ "Yadda shahararren me kwalliya a kannywood Mansur makeup yake gudanar da sana'ar sa ta kwalliya - YouTube". www.youtube.com. Retrieved 2021-01-06.
- ↑ "Mansur Makeup [HausaFilms.TV - Kannywood, Fina-finai, Hausa Movies, TV and Celebrities]". hausafilms.tv. Retrieved 2021-01-06.