Master Juba
Ọdịdị
Master Juba
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | William |
| Aha ezinụlọ ya | Lane |
| Aha pseudonym | Master Juba |
| Aha njirimara | William Henry Lane |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1825, 1825 |
| Ebe ọmụmụ | Providence, New York City |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 1852 |
| Asụsụ obodo | English |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye egwu, Ọgba egwu |
| Agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
Master Juba (m. 1825 – c. 1852 ma o bu 1853) na nkembu bu onye Afrika nke Amerika na gba nkwa di na afọr imerime 1840. O bu otu mpkurụ ndi ojie ji mbu bidóró emume ngosi na Njikota Obodo Amerika I gwu egwuregwu na élú ogbo maka ndi nkiri óchá na onye ogẹ nke ahu wuru onye ojie só ndi ocha ministrel. "Master Juba" buru áhà maka ogbo; madu si o bu onye kwa méréní gara ka áhà ogbo "Boz's Juba" na ezíbóté áhà ya ha si bu William Henry Lane. Maka ákwúkwó, o nweríkí bu na madu abụọ maa o bu atọ jikotárá na íshí madu.
