Mayowa Adegbile
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Septemba 1986 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | philanthropist, humanitarian |
Ebe obibi | Abuja |
webụsaịtị | http://ashakefoundation.com/ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mayowa Adegbile |
---|
Mayowa Adegbile (Mayowa Abisola Adegbile; amụrụ na 10 Septemba 1986) bụ onye Naịjirịa Philanthropist amara nke ọma dị ka otu n'ime ndị Naịjirịa atọ sonyere na mmadu iri kachasị elu na ngwụcha afọ 2014 na asọmpi Google Africa Connected. [1] Adegbile bu ụzọ jiri YouTube na-enweta ego maka ebumnuche ya, Ashake Foundation nke o chepụtara dịka ụlọ akwụkwọ azụmaahịa maka ndị nne di ha nwụrụ, inye ha ngwaọrụ ga-enyere ha aka ibi ndu ma kwado ezinụlọ ha. [2]
Ntọala Ashake
[dezie | dezie ebe o si]Adegbile malitere Ashake Foundation na 2012 na ọnụọgụ ụmụ nwanyị iri abụọ (22) ndi di ha nwugoro na umuaka iri atọ na isii (36) ma nye ha ego nkwado azụmaahịa na akụrụngwa nke mere ka ewepụrụ ha ụbiam ma kwado ụmụaka ha ilaghachi na ụlọ akwụkwọ. [3]
Gwọ
[dezie | dezie ebe o si]Na Julaị, 2017, ndị Junior Chamber International nyere Adegbile onyinye dika otu n’ime mmadụ iri na-eto eto kacha mma na Naijiria maka ọrụ Humanitarian na Voluntary Leadership. [4]
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Three Nigerians in Google’s `Africa Connected’ list". Retrieved on 5 April 2017.
- ↑ "Public voting in Google’s Africa Connected competition begins". Retrieved on 5 April 2017.
- ↑ "Africa Connected Success Story - Mayowa Adegbile (Nigeria)". Retrieved on 5 April 2017.
- ↑ "JCI Announces The 2017 Ten Outstanding Young Persons Of Nigeria (JCI TOYP) Award Recipients". Retrieved on 28 July 2017.