Mayowa Nicholas

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mayowa Nicholas
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoMayowa Nicholas Dezie
Aha enyereQ60718125 Dezie
aha ezinụlọ yaNicholas Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Mee 1998 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel Dezie
ebe agụmakwụkwọCrawford University Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

Àtụ:Infobox model Mayowa Nicholas nwaafọ Naịjirịa amụrụ na abalị iri abụo na abụo n'ime ọnwa Mee n'afọ 1998, bụ onye n'eji ejiji nlereanya. Ọ bụ onye ejiji nlereanya Naịjirịa mbụ nke chawapụtara na ngósìpụ̀tà Dolce &Gabbana, Saint Laurent, na Calvin Klein . [1] [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mayowa Nicholas bụ onye mmeri ikpeazụ na asọmpi Elite Model Look 2014 (ya na onye nlereanya ejiji nke Italian bụ Greta Varlese ). [3] [4]

Na oge mbụ ya, na 2015, ọ pụtara na ihe ngosi maka Balmain, Calvin Klein, Kenzo, Hermes, na Acne Studios gunyere ndị ọzọ. [5] N'oge na-adịbeghị anya, ya na ndị na-emepụta ọkwa dị elu dịka Prada, Miu Miu, Versace, Chanel, Michael Kors na Oscar de la Renta rụkọrọ ọrụ . [6] [7] [8] [9] O tinyekwara aka na ngósìpụ̀tà Dolce &Gabbana . [10]

O kwesiri ka ọ́ gosipụta ejije nlereanya ya nke mbu na 2017 Victoria's Secret Fashion Show, mana Ụbọchị ole na ole tupu ihe ngosi a, anabataghi visa ya iga China, ya na otutu ndị ejiji nlereanya Russia na Ukraine, nke a gbochiri ya ije ihe ngosi a. [11] [12] O mere ihe ngosi nlereanya mbụ ya na 2018 Victoria's Secret Fashion Show. [13]

Nicholas nọ ugbu a dịka otu n'ime ndị ejiji nlereanya mmadụ iri ise nọ n'ọkwa dị elu nke Models.com. [14]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]