Moyo Lawal
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Moyo |
aha ezinụlọ ya | Lawal |
Ebe ọmụmụ | Badagry |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
ogo mmụta | bachelor's degree, Bachelor of Arts |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ọrụ ama ama | Tinsel (TV series), Super Story, Jenifa's Diary, Ịnọ Nwee Nleanya |
Ihe nrite | Best of Nollywood Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Moyo Lawal Audio amuru na Badagry town na Lagos state, Nigeria bu onye omere Nollywood. [1] [2] Ọ meriri ihe nrite "Mkpughe nke afọ" na Best of Nollywood Awards na 2012. [3] [2]
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ Lawal na obodo Badagry wee nweta akwụkwọ praịmarị, sekọndịrị na mahadum na Naịjirịa. O nwetara akara ugo mmụta BSc na Mmeputa Nka na Mahadum Lagos. [4] [5]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Lawal malitere ime ihe nkiri n'obere ihe nkiri mgbe o kwenyesiri ike na ọ ga-amalite ime ihe omume site na enyi ya mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ. O sonye na ihe nkiri Next Movie Star Nigerian TV ihe igosi eziokwu mana o nweghi ihe ịga nke ọma na ya. [6]
Lawal Na mbipụta 2012 Best of Nollywood Awards nke bu BON Awards nwetara ihe nrite maka Mkpughe nke afọ . [3]
Ihe nrite na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ihe nrite | Otu | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|
2012 | Ihe nrite Nollywood kacha mma | Mkpughe nke afọ | Merie | [3] |
2018 | Onye omere kacha mma n'ọrụ ndu - Yoruba | Ahọpụtara | [7] |
Ihe nkiri ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Holding Hope[8]
- A Time To Heal
- A Toast To Heartbreak
- Emem and Angie
- Madam’s PA
- Tangled Web
- Millenium Parent
- Desperate Baby Mama
- Parents’ Guard
- The Bridal Shower
- Big Gals on Campus
- Cloud of Pain
- Mistresses
- Never Love a Prince
- Thanks For Coming
- Judas Game
Ihe nkiri usoro onyonyo
[dezie | dezie ebe o si]Lawal has taken part in various Nigerian TV series amongst this are ;
- Binta and Friends,
- Flatmates,
- Jenifa's Diary,
- Super Story,
- Edge of Paradise,
- Shallow Waters,[9]
- Eldorado, and the award-winning TV series;
- Tinsel.[10]
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Odusanya (2018-06-18). Top interesting facts from biography of a popular actress Moyo Lawal (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2019-11-26.
- ↑ 2.0 2.1 Oladotun (2019-11-03). Moyo Lawal Reveals Secrets Behind Her Controversial Character On Social Media (en-US). Information Nigeria. Retrieved on 2019-11-24.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Aiki (2012-11-13). Joseph Benjamin, Nse Ikpe-Etim, Moyo Lawal & Alex Ekubo Win Top Awards at the 2012 Best of Nollywood Awards (BON) in Lagos – First Photos & Full List of Winners (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2019-11-24.
- ↑ 10 Things You Didn't Know About Moyo Lawal (en-US). Youth Village Nigeria (2016-04-15). Archived from the original on 2019-06-14. Retrieved on 2019-11-24.
- ↑ People touch my body to know if it’s real —Moyo Lawal (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2019-11-26.
- ↑ Adeniran (2019-03-23). Nollywood Celebrities Who Rose To Fame From Reality Shows (en-US). Eelive. Retrieved on 2019-11-24.
- ↑ BON Awards 2018: Mercy Aigbe, Tana Adelana shine at 10th edition (en-US). Pulse Nigeria (2018-12-09). Retrieved on 2019-12-23.
- ↑ Holding Hope Full Cast & Crew - nlist nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB).
- ↑ Moyo Lawal.
- ↑ I’m Into Acting Not For Fame — Moyo Lawal (en-US) (2015-06-12).