Mulikat Adeola Akande
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Mulikat |
aha enyere | Adeola |
aha ezinụlọ ya | Akande |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Septemba 1960 |
Ebe ọmụmụ | Kaduna |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Hausa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University, University of Lagos |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Action Congress |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mulikat Adeola Akande (amụrụ 11 November 1960) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Nigerian na onye chọrọ ibụ onye omeiwu . A hoputara ya n’ime ulo ndi nnochite anya n’elu ikpo okwu nke ndi People's Democratic Party (PDP) nke nochitere anya Ogbomoso North, South na Orire Constituency n’afọ 2007 ma họpụtagharia ya na 2011.
Mmalite ndu na mmuta
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Mulikat Adeola na November 11, 1960 na Kaduna nke dị n'ebe ugwu nke Nigeria site n'aka Alhaji na Alhaja, Akande bụ ndị nwụrụ anwụ, ma bụrụ akụkụ nke ezinụlọ Jokodolu. Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị St. Annes na Queen Amina College dị na Kaduna. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, ọ gara kọleji nke Arts na Science na Zaria maka ọkwa ya wee mesịa gaa Mahadum Ahmadu Bello, (ABU) na 1979, ebe ọ gụrụ Iwu wee nweta LLB ya na 1982 na ngalaba nke abụọ. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Iwu nke Nigeria ma kpọọ ya bar na 1983. O mechara gaa Mahadum nke Lagos maka nzere nke abụọ na Iwu (Masters of Law) na 1985.