Munyua Waiyaki

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Munyua Waiyaki
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKenya Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Disemba 1926 Dezie
Ebe ọmụmụKikuyu Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya25 Eprel 2017 Dezie
Ebe ọ nwụrụNairobi Dezie
ihe kpatara ọnwụỌrịa oyi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly, Minister for Foreign Affairs, Minister of Agriculture of Kenya Dezie
ebe agụmakwụkwọAlliance High School, Adams College, University of Fort Hare, University of St Andrews Dezie

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara ụlọ akwụkwọ nke akporo (Alliance High skull)rue n'afọ 1945. Ma mesia ga kọleji na Adams ebe ọ gụrụ fiscis, kemistri, na mgbakọ na mwepụ tupu ọ gaa Mahadum Fort Hare na Eastern Cape Province na South Africa maka nzere bachelọ nke sayensị.[1][2] O si South Africa rute Mombasa n'oké osimiri n'afọ 1951 mgbe nke ahụ gasịrị nna ya mere ka ọ mata Jomo Kenyatta na Mbiyu Koinange na ụlọ oriri na ọṅụṅụ dị n'okporo ụzọ Latema na Nairobi. Mgbe ọnwa ole na ole gachara, ọ gara agụmakwụkwọ ọzọ na Britain nke ọ gara n'ihu ruo mgbe ọ laghachiri Kenya na afo1958. Gọọmentị Kenya nyere ya ọrụ ka ọ rụọ ọrụ dị ka dọkịta, ọkwá ọ rụrụ n'ihe na-erughị otu afọ kemgbe ọ lara ezumike nká ma họrọ ịmepụta ụlọ ọgwụ nke ya na Victoria Street (nke a maara ugbu a dị ka Tom Mboya Street). N'otu oge ahụ, ọ malitere ịrụsi ọrụ ike na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ebe ọ bụ na ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche distrikti nke Kenya African National Union (KANU) n'oge 1960-1968.

N'afọ 1962, ọ mara Tom Mboya aka maka oche ndị omeiwu nke Nairobi East mana o ji vootu 2668 merie na 31407. Ọ banyere n'ụlọ omebe iwu na nke mbụ ya na onwa ise na afo1963 dị ka onye omebe iwu maka North Eastern Nairobi (nke bụzi Kasarani) ọ ghọkwara odeakwụkwọ na-adịgide adịgide maka ulo oru ahuike na ụlọ obibi N'afọ 1963, a họpụtara ya ka ọ bụrụ odeakwụkwọ ndị omeiwu.[3]

N'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Eprel afọ 2017, a kọrọ na Waiyaki nwụrụ n'ụlọ ọgwụ Aga Khan dị na Nairobi mgbe ọ na-agwọ ya ọrịa.[4]

  1. Munyua Waiyaki — Munzinger Biographie. munzinger.de (2012). Retrieved on 30 July 2012.
  2. John Iliffe (27 August 1998). East African Doctors: A History of the Modern Profession. Cambridge University Press, 114–. ISBN 978-0-521-63272-0. Retrieved on 30 July 2012. 
  3. (11 June 1963) Kenya Gazette, 643. Retrieved on 5 January 2013. 
  4. Former minister Munyua Waiyaki dies at 91.