Mustapha Akanbi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mustapha Akanbi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOlaroungbe, Akanbi Dezie
Aha enyereMuhammad Dezie
aha ezinụlọ yaMustapha Dezie
aha ọmaOnye òká ikpe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1932 Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2018 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu, Onye òká ikpe Dezie
Ọkwá o jionyeisi oche nwaanyi Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

Muhammad Mustapha Olaroungbe Akanbi SAN (24 Jenụwarị 1971 – 20 Nọvemba 2022) bụ onye ọkammụta iwu nke Naijiria na onye bụbu osote onye isi mahadum Steeti Kwara.[1][2] Ọ bụbu onye òtù Senior Advocates of Nigeria na òtù Nigeria Bar Association

Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mustapha Akanbi n'afọ 1971 na Ile Magaji Kemberi, Awodi, Gambari Quarters, Ilorin East, Steeti Kwara nke Nigeria nye Mustapha Akanbi, onye ọrụ gọọmenti Naijiria. [1][3][4] O nwetara asambodo Ule West Africa Senior School Certificate Examination site n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị gọọmenti etiti dị na Okigwe n'afọ 1989. O nwetara nzere mbụ ya n'isi ọmụmụ iwu na Mahadum Obafemi Awolowo n'afọ 1993. Ọ gụchara na Nigerian Law School n'afọ 1995, ewee kpọbata ya n'Òtù ndị ọrụ n'otu afọ ahụ[5] N'afọ 1998, ọ gụchara ma nweta nzere Masters ya n'isi ọmụmụ iwu site na Mahadum Legọs n'afọ 1998 wee nweta nzere ọkankuzi ya site na King's College, United Kingdom nke Mahadum London n'afọ 2006.[3][6]

Ọrụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ Ya na Nkega Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Mustapha Akanbi bidoro ọrụ ya na nkega agụmakwụkwọ dịka onye nkuzi na ngalaba iwu nke mahadum Ilorin wee bụrụ onye ọkàmmụta n'afọ 2012.[3][7] Akanbi bụbu onye isi na ngalaba iwu azụmahịa, bụrụkwa onye isi ngalaba iwu na Mahadum Ilorin ma bụrụkwa onye osote onye isi mahadum nke Mahadum Steeti Kwara, Malete ruo mgbe ọ nwụrụ. [1][4]

Ọrụ Ya na Nkega Iwu[dezie | dezie ebe o si]

Mustapha Akanbi fere ala nna ya dịka onye enyemaka gbasara iwu na ngalaba iwu nke [[w:|Central Bank of Nigeria] na Steeti Legọs site n'afọ 1995 ruo 1996. N'ụlọ ọrụ iwu nke Gafar & Co, Ilorin; Wole Bamgbala & Co, Lagos; Olawoyin & Olawoyin, Lagos; na Ayodele, n'otu n'otu, ọ rụrụ ọrụ dịka onye ọ̀ká ikpe nta n'etiti Maachị afọ 1996 na 1998.[8]

Mmekọrịta Ya na Òtù Ndị O Sogasị na Ha[dezie | dezie ebe o si]

Ọ ghọrọ onye òtù ndị ọka iwu Naijiria n'afọ 1995 wee bụrụ onye òtù Senior Advocates of Nigeria n'afọ 2018.[3]

Akwụkwọ Ndị O Bipụtara Ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Corruption and the challenges of good governance in Nigeria;[9]
  • Rule of law in Nigeria;[10]
  • The Case For The Integration;[11]
  • Customary arbitration in Nigeria: a review of extant judicial parameters and the need for paradigm shift (2015);[12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 20-november-2022 Mustapha Muhammad Akanbi.
  2. TVCN (2022-11-20). -professor-akanbi-dies-in-ilorin/ KWASU VC, Prọfesọ Akanbi, nwụrụ na Ilorin - Trending News (en-US).
  3. 3.0 3.1 3.2 3.3 Prọfesọ Muhammed Akanbi: akara mmụta agụmakwụkwọ onye nwetara ọkwa prọfesọ na 40 (en-US) (2022-11-21).
  4. 4.0 4.1 -2022/ Tribent to Mohammed Mustapha Olaroungbe Akanbi, Jenụwarị 24, 1971–November 20, 2022 (en-US) (2022-11-27).
  5. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named : 0
  6. {{Cite web |last=Odinkalu |first=Chidi Anselm |title=Mohammed Mustapha Olaroungbe Akanbi (1971-2022) |url=https: //www.premiumtimesng.com/opinion/567768-mohammed-mustapha-olaroungbe-akanbi-1971-2022-by-chidi-anselm-odinkalu.html?tztc=1 | nweta-ụbọchị =2023-12-06 |website= Premium Times}
  7. Chioma, Unini (2022-11-20). KWASU VC, Prof M.M. Akanbi (SAN), Is Dead.
  8. at-52/ BREAKING: KWASU Vice Chancellor Prof Akanbi anwụọ na 52 (2022- 11-20).
  9. M. M., Akanbi (2004). "Corruption and the challenges of good governance in Nigeria". University of Lagos, Faculty of Social Sciences Journal 6. 
  10. (2012) "handle=hein.journals/jawpglob3&section=2 Rule of law in Nigeria". Journal of Poly and Globalization 3: 1. 
  11. MM, Akanbi (2012). "The Case For The Integration". African Journal of Social Sciences 2 (2): 41–66. 
  12. (2015) "Customary arbitration in Nigeria: a review of extant judicial parameters and the need for paradigm shift.". Journal of Sustainable Development Law and Policy 6 (1): 199–201. DOI:10.4314/jsdlp.v6i1.9.