Ndidi Kanu
Ọdịdị
Ndidi Kanu
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| aha n'asụsụ obodo | Ndidi Kanu |
| aha enyere | Ndidi |
| aha ezinụlọ ya | Kanu |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Ọgọọst 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Abuja |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| onye were ọrụ | Nigeria Football Federation, Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa, Nigeria women's national under-20 football team |
| ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti, onye na-agbachitere |
| onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team, Odense BK |
| coach of sports team | Ngozi Eucharia Uche |
| ụdị egwuregwu | footbọl |
| so na | Odense Q, Nigeria women's national football team, 2003 FIFA Women's World Cup |
| otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | A-Liga |
Ndidi Kanu (a mụrụ n'ụbọchị nke iri abụọ Na isii n'ọnwa asatọ n'afọ 1986) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ Onye gbara maka Odense Q .
Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Kanu na Abuja n'afọ 1986. Kanu malitere kuwa boolu na FTC Queens[1] tupu ọ kwaga na mmalite nke oge 2003/04 na Denmark. O si ebe ahụ kwaga Odense BK n'afọ 2006 ruo ọnwa isii. N'oge ọkọchị nke afọ 2006, ọ laghachiri klọb ha nke Denmark OB maka ọkara afọ, mgbe onwere ihe mmerụ ahụ Di Ike n'ikpere.
Kanu sonyeere n'ọnwa asato
Mba
[dezie | dezie ebe o si]Kanu bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa kemgbe afọ 2002.[2] N'oge ọkọchị nke afọ 2003, a họpụtara ya na 2003 FIFA Women's World Cup pre-selection nke ndị egwuregwu iri atọ na ise mana o soghi otu mere egwuregwu ahụ n'ihi mmerụ ahụ nke eriri ụkwụ.
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ OB ser på nye nigerianere - fyens.dk - Sport - Fyens Stiftstidende. Archived from the original on 21 March 2016. Retrieved on 6 February 2016.
- ↑ allAfrica.com: Nigeria/Kenya: Kikelomo May Replace Kanu