Ngozi Onwumere
Ọdịdị
Ngozi Onwumere
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ngozi Onwumere |
Aha ọmụmụ | Ngozi Whitney Onwumere |
aha enyere | Ngozi |
aha ezinụlọ ya | Onwumere |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Jenụwarị 1992 |
Ebe ọmụmụ | Mesquite |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu, bobsledder |
ebe agụmakwụkwọ | University of Houston, Mesquite High School |
ụdị egwuregwu | egwuregwu, bobsleigh |
so na | 2018 Winter Olympics |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women |
Ngozi Onwumere (amuru Jenuarị 23, 1992) bu onye America- Naijiria na agba oso na bobsledder nke na-asọmpi mba ofesi maka Naijiria . Na egwu, Onwumere bu ọkachamara na 100 mita, 200 mita, 400 mita ya na 4 x 100 mita relay . [1] Ngozi nwetara ọla edo n'akụkụ Blessing Okagbare, Lawretta Ozoh na Cecilia Francis na ọsọ 4 x 100 mita relay na asọmpi Africa niile nke afọ 2015 na Brazzaville, Congo . [2] Ọ nọchikwara anya Naịjirịa na 2015 IAAF World Relays na Nassau, Bahamas . [3] Ọ nọchiri anya Naịjirịa na asọmpi Olimpiks oyi nke afọ 2018 na bobsled ụmụ nwanyị abụọ. [4]
A mụrụ Onwumere ma zụlite ya na Mesquite, Texas, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mesquite High School . Ọ gara Mahadum Houston .
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "AAG: Nigeria Unleash Track And Field Warriors", Complete Sports, 13 September 2015. Retrieved on 15 September 2015.
- ↑ Sab Osuji. "Okagbare Inspires Nigeria To AAG 4X100M Gold", Complete Sports, 15 September 2015. Retrieved on 15 September 2015.
- ↑ "Okagbare To Lead Nigeria's Team To IAAF World Athletics Championships", Channels TV, 4 August 2015. Retrieved on 15 September 2015.
- ↑ "Nigerian bobsled team will be country's first-ever Winter Olympics representatives", ABC News (Australia), 17 November 2017.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ngozi Onwumere
- Ngozi OnwumereTempleeti:IBSF
- Ngozi Onwumere at All-Athletics