Ogechukwukanma Ogwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ogechukwukanma Ogwo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOgechukwukanma Ogwo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
ụdị ọrụ yaàgwà redio Dezie
onye were ọrụBrila FM Dezie

Ogechukwukanma Ogwo bụ onye Nigeria ma bụrụkwa radio presenter Ọ na-arụ n'ụlọ ọrụ Brila FM ugbu a ka ọ rụrụ nwatịntị oge n'ụlọ ọrụ Raypower FM. [1] [2] [3] Ọ nwetara ihe onyinye na mmeme a kpọrọ Nigerian Broadcasters Merit Awards ebe o meriri na katigori nke ụmụ nwaanyi dika 'Most Popular Sports Radio Presenter' n'afọ 2012 nakwa 'Best Sportscaster on Radio' n'afọ 2016. [4] [5]

Lee kwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebe Nsinweta[dezie | dezie ebe o si]