Olubola Babalola
Ọdịdị
Olubola Babalola
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | university teacher |
| Onye were ọrụ | Obafemi Awolowo University |
Olubola Babalola bụ Onye Naijiria na-enyocha ọnụ ọnụọgụ na agụmakwụkwọ na onye nchọpụta. Ọ bụ prọfesọ na Mahadum Obafemi Awolowo, (OAU), Ile-Ife, ebe ọ na-akụzi kemgbe afọ 1993. Ọ bụ nwanyị mbụ prọfesọ nke nyocha ọnụ ọgụgụ n'Africa. [1] rụrụ ọrụ dị ka Dean nke Faculty of Environmental Design and Management na Mahadum Obafemi Awolowo, Ile-Ife, Nigeria . [2]
Onyinye na mmata
[dezie | dezie ebe o si]Prọfesọ Babalola natara:
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ DVC Academics – Obafemi Awolowo University (en-US). Retrieved on 2023-06-14.
- ↑ Nigeria (2016-06-06). How I became Africa’s first female professor in quantity surveying (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2023-11-05. Retrieved on 2023-06-14.
- ↑ CCII | Central Council of Ibadan Indegenes (en-US). Retrieved on 2023-06-14.
- ↑ Female academics on Ph.D programme.