Oluchi Okorie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Oluchi Okorie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaOkorie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Ọgọọst 1981 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheike n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie
so na2006 FIBA World Championship for Women, 2005 FIBA Africa Championship for Women, 2007 FIBA Africa Championship for Women Dezie
otu egwuregwuNCAA Division I women's basketball Dezie

Oluchi Mercy Okorie (a mụrụ n'ụbochi iri abụọ na asato, n’ọnwa Ọgọstụ n’afọ 1981 na Legọsụ) bụ onye egwuruegwu boolu nkata na-asọmpị n’ime otu egwuregwu bọọlu nkata First Bank B.C na ndi otu egwuregwu bọọlu nkata mba Naijiria. Ọ nọchitere anya Naijiria n'afo 2005, 2006, na 2007 na FIBA Africa Championship. [1] [2]

Ọrụ egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Site n'ubọchi iri abuo n'onwa Disemba ruo n'ụbochi iri abuo na asato n'egwuregwu Indoor Sports Hall na Abuja, Naịjirịa nke FIBA Africa Championship for Women in 2005 haziri. N'egwuregwu ahụ, Oluchi nọchitere anya Naịjirịa, were nweta ihe nrite ọla edo. [3]

N'asọmpi 2006 FIBA Africa Women's Clubs Champions Cup nke o sonyere na ya, Oluchi nwetara ihe nrite ọla nchara.

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]