Omugwo
Ọdịdị
Omugwo
ụdị | drama film |
---|---|
mba osi | Naijiria |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Bekee |
Onye nduzi | Kunle Afolayan |
Omugwo bụ ihe nkiri Naijiria nke afọ 2017 nke Kunle Afolayan duziri ma dee ya.[1][2] Ihe nkiri a dabeere na omenala Igbo nke a na-akpo Ọmụgwọ,[3] omume nke a na-enye nne ọhụrụ nlekọta mgbe amuchara nwa, ọkachasị ndị nne nke mbụ.[4]
Ndị na-eme ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kunle Afolayan, Omowunmi Dada, Ayo Adesanya attend media screening (en-US). www.pulse.ng (2017-04-05). Retrieved on 2019-11-03.
- ↑ Augoye (2017-04-08). Kunle Afolayan’s latest flick, Omugwo, opens in Nigerian Cinemas - Premium Times Nigeria (en-GB). Retrieved on 2019-11-03.
- ↑ Omugwuo postpartum care (en).
- ↑ Omugwo (postpartum care) in Nigeria explained (en-GB). senseinthat.ng (2020-11-26). Retrieved on 2020-11-26.