Onwuchekwa Jemie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Onwuchekwa Jemie
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1940 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri Dezie
ebe agụmakwụkwọHarvard University, Columbia University Dezie

Onwuchekwa Jemie bụ nwaafọ Nigeria bụ ọkà mmụta, Ode abụ,onye nta akụkọ, na prọfesọ.

Akụkọ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Jemie na Abia State, Naịjịrịa, ma guo akwukwo na Hope Waddell Training Institution na Calabar  . O nwetara nzere bachelọ nke nka na mahadum kọleji nke Columbia, na Columbia University, na nzere nke abụọ site na mahadum Harvard bụ Harvard University, tupu ọ laghachị na Mahadum Columbia maka PHD na Bekee na Comparative literature . Tinyere ndị otu ọrụ bụ Stanley Macebuh, Femi Osofisan, na Chinweizu Ibekwe, Jemie duziri ntọala nke akwụkwọ akụkọ The Guardian, nke ọtụtụ mmadụ lere anya dị ka isi nke ụlọ ọrụ mgbasa ozi Naịjirịa, na-eje ozi dịka Editọ peeji ndị Editọ nke mbụ nke akwụkwọ akụkọ ahụ na Onye isi oche nke ndị Editọ nke Akwụkwọ akụkọ ahụ. O bipụtakwala akwụkwọ, ọkachasị Langston Hughes : An Introduction to the Poetry (1976) na Biafra Requiem (1970), tinyekwara Toward the Decolonization of African Literature (1983), ha na Chinweizu na Ihechukwu Madubuike dere na Yo ' Mama!: New raps, Toasts, Dozens, jokes and children Rhymes from Urban Black America (2003). Mgbe ọ jechara ozi dịka prọfesọ nke English Literature, Literature ndị Afrika, na Literature nke ndi Afrika na Amerịka n'ọtụtụ mahadum ndị America, Jemie ghọrọ onye isi Editọ nke Business Day nke Naịjirịa.  .

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  • Chinweizu, Onwuchekwa Jemie and Ihechukwu Madubuike, Toward the Decolonization of African Literature Vol. 1, Howard University Press, 1983.