Onyeka Azike
Ọdịdị
Onyeka Azike
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Julaị 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | weightlifter |
| Ụdị egwuregwu | weightlifting |

Onyeka Azike (amụrụ na Julaị 1, 1990) bụ onye Naijiria na-ebu ibu. O sonyere na 2006 Commonwealth Games, merie ọlaọcha na nkewa ụmụ nwanyị 53 kilogram na 2006 Commonwealth Olympics na Melbourne, Australia, wee merie ọla edo na 58 kilogram na-ebe ibu usuro na usoro nke 2007 All Africa Games na Algeria.[1][2][3]
- ↑ Onyeka Azike. International Weightlifting Federation. Archived from the original on 19 October 2022. Retrieved on 11 October 2014.
- ↑ "Nigerian weightlifters sweep 63kg medals", New Telegraph, 28 July 2014. Retrieved on 11 October 2014.
- ↑ XIX Commonwealth Games 2010 Delhi |. Archived from the original on 2010-10-08. Retrieved on 2022-10-19.
