Onyeka Ibezim
Ọdịdị
Gilbert Onyekachukwu Ibezim
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Novemba 1978 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Nwanne | Alexander Chi ụzọ Ibezim |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | physician, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Deputy Governor of Anambra State |
| Ebe agụmakwụkwọ | Nnamdi Azikiwe University |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Grand Alliance |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Onyekachukwu Ibezim (amụrụ na 19 Nọvemba 1978) bụ dọkịta Naijiria na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na arụ orụ osote gọvanọ nke Anambra Steeti ugbu a kemgbe 17 Machị 2022. Ibezim meriri ntuli aka gọvanọ nke steeti Anambra na 2021 n'akụkụ Gọvanọ Charles Soludo na okpuru All Progressives Grand Alliance (APGA).[1][2]
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Dr Ibezim's Choice As Deputy Guber Candidate, Another Apga Master-stroke. Nigerian Voice. Retrieved on 2022-03-17.
- ↑ Court dismisses suit seeking Soludo's, deputy's disqualifications as APGA candidate (en-GB). Tribune Online (2021-12-01). Retrieved on 5 January 2024.