Charles Soludo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ide Umuoji
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereCharles Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Julaị 1960 Dezie
Ebe ọmụmụAgụata Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụeconomist, onye ọrụ ụlọ akụ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of the Central Bank of Nigeria, Governor of Anambra State Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
His Excellency

Charles Soludo
Governor of Anambra State
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
17 March 2022
DeputyOnyeka Ibezim
Preceded byWillie Obiano
Governor of the Central Bank of Nigeria
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentOlusegun Obasanjo
Umaru Yar'Adua
Preceded byJoseph Oladele Sanusi
Succeeded bySanusi Lamido Sanusi

Charles Chukwuma Soludo CFR (amụrụ na 28 Julaị 1960), bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye na-ahụ maka ụlọ akụ, na prọfesọ akụ na ụba nke jere ozi dị ka gọvanọ nke Anambra Steeti kemgbe Machị 2022.[1][2][3][4] Ọ bụbu gọvanọ na onye isi oche nke ndị nduzi nke Central Bank of Nigeria. A họpụtara ya dị ka gọvanọ ụlọ akụ ahụ ka ọnwa Mee nọ na mkpụrụ ụbọchị iri abụo na itolu n'afọ 2004.

Soludo bụ onye otu British Department for International Development's,otu na enye ndụmọdụ n'ụwa nile yana otu onye n'ime otu na enye President Buhari ndụmọdụ n'ihe gbasara akụ n'ụba (Presidential Economic Advisory Committee).[5]

Ebe ndị Ọ rụrụ Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Soludo abụwo onye ọkà mmụta na abịarute abịarute na International Monetary Fund, Mahadum Cambridge, Brookings Institution, Mahadum Warwick, na Mahadum Oxford yana prọfesọ na abịarute abịarute na Swarthmore College (USA). Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye ndụmọdụ maka ọtụtụ òtù mba ụwa, gụnyere Ụlọ Akụ̀ Ụwa, United Nations Economic Commission for Africa, na United Nations Development Programme.[6][7] Soludo bụ onye isi ọkachamara na azụmahịa nke macroeconomics. O nwetara nzere atọ ya wee bụrụ prọfesọ na Mahadum Naịjirịa dị na Nsukka, Enugu Steeti. Soludo gụsịrị akwụkwọ wee jiri nzere ukwuu First Class Honours degree wee pụta n'afọ 1984, MSc Economics n'afọ 1987, na PhD n'afọ1989, Ọ nwetere ọtụtụ ihe nrite maka nwa akwụkwọ kachasị mara akwụkwọ na nzere atọ niile.[8][7][9]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Charles Soludo: 9 Key Things to Know About Anambra's Governor-Elect. Channels Television. Retrieved on 10 November 2021.
  2. Board of Directors. Central Bank of Nigeria. Retrieved on 12 January 2008.
  3. CBN Governors: Their Career and Schools they Attended (en-US). Career Tips, Job Search Advice, Workplace Issues | Ngcareers Blog (25 June 2014). Archived from the original on 27 April 2021. Retrieved on 27 May 2020.
  4. Charles Chukwuma Soludo.
  5. PROFILE: Meet members of Buhari's Economic Advisory Council | (16 September 2019). Retrieved on 24 March 2022.
  6. Archived copy. Archived from the original on 4 March 2007. Retrieved on 19 January 2008.
  7. 7.0 7.1 Soludo Appointed CBN Governor, Asia Africa Intelligence Wire, 30 April 2004.
  8. Charles Soludo: From village boy to Anambra Governor-elect (en-US). Vanguard News (10 November 2021). Retrieved on 6 March 2022.
  9. "N25bn capital base: Senate drills Soludo" BNW News: Biafra Nigeria World News.