Pauline Tallen
Ọdịdị
Pauline Tallen
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| aha enyere | Pauline |
| aha ezinụlọ ya | Tallen |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Jenụwarị 1959 |
| Ebe ọmụmụ | Shendam |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister |
| ụdị ọrụ ya | politics, minister |
| onye were ọrụ | Federal Government of Nigeria |
| Ọkwá o ji | Minister of Women Affairs and Social Development, Deputy Governor of Plateau State |
| ebe agụmakwụkwọ | University of Jos |
| ogo mmụta | Bachelor of Social Science |
| isi agụmakwụkwọ | sociology |
| Ebe obibi | Naijiria |
| Ebe ọrụ | Abuja |
| onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
| Ihe nrite | Women of the Year |
Pauline Kedem Tallen OFR (amụrụ ya n' ụbọchị asatọ n' ọnwa Jenụwarị n'afọ 1959 )ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na Minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị na mmepe ọha na eze ugbu a.[1][2] Onye isi ala Muhammadu Buhari họpụtara ya n'afọ 2019 mgbe ọ jụrụ nhọpụta onye nnọchi anya n'afọ 2015 n'ihi na a gwaghị ya tupu ọkwa nke nhọpụta ahụ nakwa na ọ gaghị anabata onyinye maka nkesa ike n'etiti mpaghara atọ nke steeti ala ya n'ihi n'ihi ne o si n'otu gọọmentị dị ka Gọvanọ Simon Lalong.[3][4][5]
- ↑ H.E. Pauline Tallen | SPEAKERS (en). www.sheroesforum.com. Archived from the original on 2017-12-23. Retrieved on 2017-12-22.
- ↑ I Never Lobbied To Be Minister, But I'm Prepared For It – Pauline Tallen.
- ↑ Jannah (2019-08-22). Real reason Buhari appointed me women affairs minister - Pauline Tallen (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2020-03-17.
- ↑ I never lobbied to be minister but I'm prepared for it - Pauline Tallen.
- ↑ BabaGboin (2008-12-30). Odili's Loot: Plateau Deputy Governor, Pauline Tellen and Mrs. Agagu Implicated. Sahara Reporters. Retrieved on 2020-04-04.
