Peace Uzoamaka Nnaji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Peace Uzoamaka Nnaji
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Disemba 1952 Dezie
Ebe ọmụmụMba Mmiri Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
ogo mmụtadiploma Dezie
isi agụmakwụkwọsocial work Dezie
Ebe obibiNaijiria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Peace Uzoamaka Nnaji (amụrụ na abali iri-abuo n’ime onwa iri- n’ise n’afo 1952 n’Enugu Steeti ) bu onye ndoro-ndoro ochichi nke Naijiria. A hoputara ya na ikpo okwu nke ndi Democratic Party na 2007 ma nwee njem nke abuo ya na 2011 n’ulo ndi nnochite anya Naijiria . [1]

Agụm akwụkwọ ya[dezie | dezie ebe o si]

O nwere diploma na Social Work na Mahadum nke Nigeria, Nsukka [1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Nnaji na mbụ n ’ụlọ ndị nnọchi anya Naịjirịa n’afọ 2007 ma họpụta ya ọzọ na 2011. [2]

Ọ nọchitere anya Nkanu East / Nkanu West na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya site na 29 Mee 2011 - 29 Mee 2015 [3]

Vanguard kwụrụ na Nnaji bụ otu n'ime "Ụmụ nwanyi ga-agbanwe ọnọdụ na- Seventh National Assembly ". N'isiokwu ahụ, ọ tụlere ịchọrọ "iji ahụmịhe nke mmebe iwu ya na - adọta ọtụtụ ọrụ na mpaghara ya na ihe omume na Ụlọ ahụ". [2] O so n’ime ụmụnwaanyị iri na otu a họpụtara n’afọ 2007 bụ ndị a họpụtara ọzọ n’afọ 2011 mgbe ụlọomeiwu nta fọrọ nke nta ka ọ bụrụ nwoke 95%. Ụmụnwaanyị ndị ọzọ a họpụtara gụnyere Mulikat Adeola-Akande, Abike Dabiri, Nkiru Onyeagocha, Uche Ekwunife, Nnena Elendu-Ukeje, Olajumoke Okoya-Thomas, Beni Lar, Khadija Bukar Abba-Ibrahim, Elizabeth Ogbaga na Juliet Akano . [4]

A họpụtara ya dika Kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara mmekọrịta nwoke na nwanyị na Mmepe Ọha na Enugwu steeti n’afọ 2015. [5]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Hon. Peace Uzoamaka. Nigeria Governance Project. Retrieved on 8 March 2018.
  2. 2.0 2.1 "Women who will shape Seventh National Assembly - Vanguard News", Vanguard News, 7 June 2011. Retrieved on 20 August 2018.
  3. PEACE UZOAMAKA NNAJI. ShineYourEye. Archived from the original on 2019-05-09. Retrieved on 2019-05-09.
  4. Women who will shape Seventh National Assembly. Vanguard News (2011-06-06). Retrieved on 2020-05-03.
  5. "Enugu Governor assigns portfolio to 24 Commissioners", Daily Post, 21 July 2015. Retrieved on 8 October 2018.