Precious Dede

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Precious Dede
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyerePrecious Dezie
aha ezinụlọ yaDede Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Jenụwarị 1980 Dezie
Ebe ọmụmụAbá Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, Onye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuDelta Queens, Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa, Arna-Bjørnar, Delta Queens, Rivers Angels F.C. Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Precious Uzoaru Dede (onye amụrụ na 18 Jenụwarị 1980 na Lagos ) bụ nwaanyị onye na-eche nche bọọlụ nke Naijiria lara ezumike nka, o gbaara ọtụtụ klọb gụnye Delta Queens FC, Ibom Queens na Arna-Bjørnar, tinyekwara ịpụta ugboro iri itoolu maka otu Ndi ụmụnwaanyi bọọlụ Naijiria .

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Dede kwetara ibanye na klọb Arna-Bjørnar nke di na Bergen Norway site na 30 March 2009 ruo otu afọ. A kpọbatara Dede mgbe onye otụ ha bụ Erika Skarbø merụrụ aru.[1]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Dede esonyela na-ọtụtụ ndị egwuregwu bọọlụ Naịjirịa n'afọ ndị gara aga, gụnye asọmpi Iko ụwa niile nke umu nwaanyi emere na 2003, 2007, 2011[2], 2015, asọmpi Olympic nke Sydney 2000, Athens 2004 na Beijing 2008, [3] na asọmpi iko African Women's Championship asọmpi nke 2008, 2010, 2012 na 2014, na-emeri ya ugboro abụọ ( 2010, 2014 )[4].

Ịla ezumike nká[dezie | dezie ebe o si]

Na mbu, mgbe ọ gbachara bọọlụ ụmụnwanyị Afrika, ọ nwara ịla ezumike nka bọọlụ mba uwa mana ndị otu ya mere ya nọgide site na asompi mba ụwa nke afo 2015. Mgbe emechara asọmpi ahụ, ọ lara ezumike nká ya na Machị 2016. Ọ bụ onye bọọlu nọrọ ogologo oge na ndị otu bọl ahu n'agbanye na ewepụrụ aha ya na asọmpi Olympic nke 2016. [5]

O kpebiri igaa ezumike egwuregwu na Ọktoba n'afọ 2016. ọ siri na "Enwere m obi ụtọ igba bọọlụ na ọkwa klọb ma na inọchiri ndi obodo m, ọ bụ ekpere chukwu zaraam. Enwere m ekele na m nọrọ ihe karịrị afọ iri n'ịgba bọọlụ ụmụ nwanyị, eji m ụgwọ dị ukwuu maka egwuregwu kachasị mma n'ụwa." [6]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mba uwa[dezie | dezie ebe o si]

Naijiria

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nigerianer til Arna-Bjørnar (Norwegian). Aftenposten (31 March 2009). Retrieved on 14 November 2016.
  2. Precious Dede to lead Nigeria at Women's World Cup. Goal.com (14 June 2011). Retrieved on 14 November 2016.
  3. FIFA player's stats.
  4. New Super Falcons interim coach Danjuma drops veteran goalkeeper Precious Dede. Nigerian Watch. Retrieved on 14 November 2016.
  5. New Super Falcons interim coach Danjuma drops veteran goalkeeper Precious Dede. Nigerian Watch. Retrieved on 14 November 2016.
  6. Precious Dede retires from Professional football. Naija Football Plus (26 October 2016). Retrieved on 14 November 2016.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Precious Dede – FIFA competition record
  • Precious Dede at Soccerway