Priscilla Achapka
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Priscilla |
Ebe ọmụmụ | Benue Steetị |
Asụsụ obodo | Asụsụ tiv |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, environmentalist |
ebe agụmakwụkwọ | Harvard University |
ogo mmụta | Doctor of Philosophy |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ọrụ ama ama | Women Environment Program |
ebe | Abuja |
Priscilla Mbarumun Achapka bụ onye Naijiria na-agba mbọ ihu na gburugburu anị di otu ọkwesịri ịdị. Ọ bụ onye guzobere ma bụrụ onye isi oche otu ụmụ nwaanyị n'edozị gbugburu (WEP)[1].
Mmalite ndu na mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Achakpa lụrụ di mgbe ọ gbara afọ iri na isii muo ụmụ atọ. mana ugbua, obu onye di ya nwuru n'oge n'erughi eru[2]. Ezinaụlọ di ya chụpụrụ ya, ọ debanyere aha ya n'ụlọ akwụkwọ ebe o nwetara nzere mmụta n'ihe ọmụmụ mmepe, nchịkwa azụmahịa na njikwa[3]. Achakpa nwetara nzere mastas na Njikwa ma Njikwa azumahia, yana ọmụmụ mmepe obodo[4].
Ọ gụsịrị Ph.D. site na mahadum Banja Luka yana asambodo ọrụ site na Harvard Business School[5].
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Site n'afọ 1989 ruo afọ 2001, Achakpa rụrụ ọrụ na ụlọ akụ nke bụ Savannah bank[6] ebe ọ bido mmụta ihe gbasara gburugburu anyi maka ọrụ o ga-arụ dika onye ndozị gburugburu[7]. Isi ọrụ ya na-eleba anya na ọ dị mkpa itinye okwu ihe gbasara nwoke na nwanyị n'ime atụmatụ na nhazi okwu mmiri[8]. Ọ rụọla ọrụ dị ka onye nnọchi anya ndị Naijiria maka ndị isi ọgbakọ ụmụ nwanyị na mmekorịta gbasara umu nwaanyị na-ogbako UN. Emere ya onye nyemaka ọgbakọ ụmụ nwaanyị nke bụ "Women's Major Group"[9]. Ọ bu onye isi oche ogbakọ ndi Abaagu maka nhazi ndi ntorobịa n'okwu mmekorita niime obodo ha[10].
Ọ bụ onye guzobere ma buru onye isi WEP nke NGOWomen Environment Programme (WEP) nke metụtara ụmụ nwanyị site na ịnye ezigbo ndumodu banyere otu esi edozi nsogbu nke uwa[11][12][13][14][15].
Ha nwere ulo oru na Naijiria, Burkina Faso, Togo na US[16]. N'afo 2012 o sonyere na mkparịta ụka na obakọ nke United Nations Conference on Sustainable Development (Rio+20)
O kwuola okwu na nzukọ UN na Nairobi banyere mkpa okwụ ụmụ nwanyị na ihe gbasara ndozi gburugburu anyi.[17]
Apchaka na-ejidekwa ọkwa nke National Coordinator na Naijiria nke Water Supply and Sanitation Collaborative Council (WSSCC), otu alaka nke bụ United Nations Office for Project Services (UNOPS).[18][19]
N'afo 2015, ode akwukwo nke bụ Vogue dee banyere ya na otu edemede ha na ọgbakọ 2015 United Nations Climate Change Conference ebe a matara na ọ bụ otu nwaanyị nime ụmụ nwaanyị iri atọ bu ndi oganịhụ. [20]
Nsọpụrụ na Onyinye
[dezie | dezie ebe o si]Achakpa bụ onye otu Ashoka kemgbe afọ 2013[21]. Ụlọ ọrụ ndị Germany nke bu Deutsche Welle na ‘Channels Television’ Naịjirịa kpọọrọ ya ‘’ Eco Hero ’’. Ndi Deutsche Welle nyere ya onyinye maka mbọ ọ na-abga iji dozie gburugburu anyi. Ndi otu bụ Nobel Women's Initiative gosipụtara Achakpa dịka onye n'agba ezigbo mbọ ihu na-edoziri otụtụ ihe.[22]
Hụ kwa
[dezie | dezie ebe o si]Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Women Environmental Programme Board Members. Archived from the original on 29 September 2020. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Priscilla Mbarumun Achakpa. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Meet Priscilla Achakpa, Nigeria (2018-11-28). Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Meet Priscilla Achakpa, Nigeria (en-US) (2018-11-28).
- ↑ United Nations: Our Team in Nigeria. United Nations. Archived from the original on 26 May 2020. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ United Nations: Our Team in Nigeria. United Nations. Archived from the original on 26 May 2020. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Meet Priscilla Achakpa, Nigeria (en-US) (2018-11-28).
- ↑ "unga-launches-ten-year-action-plan-on-water-for-sustainable-development", International Institute for Sustainable Development, March 27, 2018. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Nigeria Pricilla Achakpa elected as co-facilitator of Women's Major Group to UNEP. EcoGreen News. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Board of Trustees. Charles & Doorsurgh Abaagu Foundation. Archived from the original on 16 November 2020. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ "unga-launches-ten-year-action-plan-on-water-for-sustainable-development", International Institute for Sustainable Development, March 27, 2018. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ "Sadhguru to speak at UN on World Water Day", The Siasat Daily, Hyderabad, March 20, 2019. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Meet the Eco Heroes - Nigeria-Environmental activism in times of economic crisis (en-GB). Deutsche Welle (7 June 2016).
- ↑ Priscilla Achakpa (24 January 2018). Retrieved on 7 March 2020.
- ↑ Women Environmental Programme Board Members. Archived from the original on 29 September 2020. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Priscilla Mbarumun Achakpa. European Union: Capacity4dev. Retrieved on 9 March 2020.
- ↑ "Women who have been tortured for the environment", The Economic Times, December 5, 2017. Retrieved on 9 March 2020.
- ↑ National Coordinator Priscilla Achakpa receives environmental innovation award. Water Supply and Sanitation Collaborative Council (June 2016). Archived from the original on 25 February 2017. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ "Council Seeks Safe Disposal Of Menstrual Waste", Montage Africa, October 27, 2017. Retrieved on 9 March 2020.
- ↑ "Climate Warriors", Vogue, 30 November 2015. Retrieved on 7 March 2020.
- ↑ Priscilla Mbarumun Achakpa. Retrieved on 8 March 2020.
- ↑ Meet Priscilla Achakpa, Nigeria (2018-11-28). Retrieved on 8 March 2020.