Prof. Lenrie Olatokunbo Aina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Prọfesọ Lenrie Olatokunbo Aina
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoLenrie Aina Olatokunbo Dezie
Aha ọmụmụLenrie Aina Olatokunbo Dezie
Aha enyereLenrie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Disemba 1950 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụlibrarian, researcher Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos, Mahadum nke Ibadan, City, University of London, Mahadum nke Ibadan Dezie
Ebe obibiAbuja, Ibadan Dezie
Ebe ọrụAbuja Dezie
Ụcha ime anyablack Dezie
Onye òtù nkeNigerian Library Association Dezie
interested inlibrary science Dezie

Prof. Lenrie Olatokunbo Aina (amụrụ na 20 Disemba 1950). Ọ bụbụ onye ịsị ọba Akwụkwọ mba/ Onye ịsị oche nke National Library of Nịajịrịa (NLN) Abuja. Ọ bụbu onye na-arụ ọrụ n'ọbá akwụkwọ na Mahadum nke Ibadan n'etiti afọ 1976 na 1978. Prọfesọ bụ Prọfesụ nke Ọbá Akwụkwọ na Ozi Sayensị na Mahadum Ilorin, Naịjirịa na Mahadim Botswana n'otu n'otu.[1][2]Na mgbakwunye, Prọfesọ Aina bụ onye isi nchịkọta akụkọ nke African Journal of Library, Archives and Information Science, naanị otu ọbá akwụkwọ na ozi sayensị na Africa nke Web of Science Uwa kwadoro n'echekwaba. Mmasị nyocha ya gafere mpaghara niile nke ọbá akwụkwọ na ozi sayensị. Nke a na-ekwu maka ọtutu ihe na njide ya na ọrụ ọ họọrọ.[3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Prọfesọ Aina nwetara nzere bachelọ na Chemistry na Mahadum Lagos,1974; diplọma postgraduate na Librarianship, Mahadum Ibadan, 1976 na M.Phil. na ozi sayensị, Mahadum City, London,1980.N'afọ 1986, ọ nwetara PhD na ịmụ ihe ọba akwụkwọ, site na Mahadum Ibadan, Ibadan.[2][4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Prọfesọ nke Ọbá Akwụkwọ na Ozi Sayensị, Mahadum nke Ilorin, 2008[5][6]
  • Prọfesọ, Ngalaba nke Ọbá Akwụkwọ na Ozi Nkà na Ụzụ, Mahadum nkea na ụzụ nke gọọmenti etiti, Minna, 2008
  • Prọfesọ, Ngalaba Ọbá Akwụkwọ na Ozi Ọmụmụ Ihe, Mahadum Botswana, 1998-2007
  • Onye nkuzi Prọfesọ, Ngalaba Ọbá Akwụkwọ na Ozi Ọmụmụ ihe, Mahadum Botswana, 1992-1998
  • Onye nkuzi dị elu, Ngalaba nke Ọbá Akwụkwọ na Ozi Ọmụmụ Ihe, Mahadum Botswana, 1989-1992.
  • Onye nkuzi dị elu, Ngalaba Ọbá Akwụkwọ, Ihe Ochie na Ozi Ọmụmụ ihe, Mahadum Ibadan, 1986-1989
  • Onye nkuzi 1, Ngalaba Ọbá Akwụkwọ, Mahadum Ibadan, 1983-1986
  • Onye nkuzi nke Abụọ, Ngalaba Ọbá Akwụkwọ, Mahadum Ibadan, 1981-1983
  • Onye enyemaka onye nkuzi, Ngalaba Ọbá Akwụkwọ, Mahadum Ibadan, 1978-1981
  • Sublibrarian, ọba akwụkwọ Mahadum nke Ibadan, Nịajịrịa 1977-1978.
  • Onye enyemaka onye na-ahụ maka ọbá akwụkwọ, Mahadum nke Ibadan, Nịajịrịa1976-1977[2]

Ndị otu ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

Prọfesọ Lenrie Olatokunbo Aina bụ onye otu na Ibe Naịjrịan Library Association; Onye otu, American Library Association na Onye otu, Institute of Information Scientists.[7]

Akwụkwọ ndị e bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Aina, L. O. (2004). Library and information science text for Africa. Ibadan, Nigeria: Third World Information Services Limited.
  • Aina L.O. (2004). Research in Information Science: an African perspective. Ibadan. Sterling Horden.
  • World Library and Information Congress: 73RD IFLA GENERAL CONFERENCE AND COUNCIL 19-23 August 2007, Durban, South Africa http://www.ifla.org/iv/ifla73/index.htm
  • Aina, L.O. and I. M. Mabawonku (1997) The literature of the information profession in Anglophone Africa: characteristics, trends and future directions. Journal of Information Science, 23 (4) 321–326.
  • Aina, L. O., & Ajiferuke, I. S. Y. (2002). Research methodologies in information Sciences. Research in information sciences: An African perspective. Stirling-Horden. Ibadan.
  • Aina, L. O., & Mabawonku, I. M. (1996). Management of a scholarly journal in Africa: A success story. AFRICAN JOURNAL OF LIBRARY ARCHIVES AND INFORMATION SCIENCE, 6, 63-84.
  • Aina, L.O. The provision of agricultural information to farmers and extension officers: a catalyst in increased agricultural production in Africa. Unpublished paper, 1989. 6p.
  • Aina, L. O., Mutula, S. M., & Tiamiyu, M. A. (Eds.). (2008). Information and knowledge management in the digital age: concepts, technologies and African perspectives. Third World Information Services Limited.
  • Aina, L.O (2002). The literature of the information profession in Anglophone Africa: characteristics, trends and future directions. African Journal of Library, Archives and Information Science, 12(2) 167-172.
  • Aina, L. O. (2007, September). Appropriate curriculum for library and information science schools in Nigeria: the role of the Nigerian Library Association. In A paper presented at the conference of the Nigerian Library Association. Nigerian Library Association, Abuja, Nigeria.
  • Aina, L. O. (2003, September). Strengthening information provision in Nigerian university libraries: The digital option. In 41st Annual National Conference & AGM of the Nigerian Library Association at Tarker Foundation, Markurdi (pp. 7-12).
  • Aina, L.O.(2005,January). Towards an Ideal Library and Information Studies (LIS) Curriculum for Africa: Some Preliminary Thoughts. 165 – 185.
  • Tiamiyu, M. A., & Aina, L. O. (2008). Information and knowledge management in the digital society: An African perspective. LO Aina, SM Mutula and MA Tiamiyu, MA (eds.), Information and knowledge management in the digital age: Concepts, technologies and African perspectives, 3-27.
  • Aina, L. O. (1989). Education and training of librarians for agricultural information work in Africa. IAALD Quarterly Bulletin, 34(1), 23-26.
  • Aina, L.O. (1983). Access to scientific and technological information in Nigeria: Problems and prospects. Nigerian Libraries 19 (1-3): 35-41.
  • Aina, L.O. (1985) Availability of periodical titles cited in the literature of Nigeria's scientific research in Nigerian libraries. Nigerian libraries 21(1):23-27.
  • Aina, L.O., A.A. Alemna and Mabawonku, Iyabo (Eds.) (2005) Improving the Quality of Library and Information Science Journals in West Africa: Proceedings of the Stakeholders Conference, Sponsored by INASP 7-8 December, 2005, Ibadan, Nigeria. Ibadan: Third World Information Services, 155p.
  • Aina , L. O. (2012a) Libraries: Facilitators of Knowledge Generation. Paper Presented at the Ghana Library Association 50th Anniversary Seminar, June 22nd, 2012 Accra, Ghana.\

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Oladipo (2019-07-01). AINA, Prof. Lenrie Olatokunbo (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2022-04-11.
  2. 2.0 2.1 2.2 Okiy (2005-01-01). "Interview with Professor Lenrie Olatokunbo Aina of the Department of Library and Information Science, University of Botswana". Library Hi Tech News 22 (1): 27–30. DOI:10.1108/07419050510588278. ISSN 0741-9058. 
  3. Oladipo (2019-07-01). AINA, Prof. Lenrie Olatokunbo (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2021-08-02.
  4. Lenrie Olatokunbo Aina | IGI Global. www.igi-global.com. Retrieved on 2022-04-11.
  5. Oladipo (2019-07-01). AINA, Prof. Lenrie Olatokunbo (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2022-04-12.
  6. Lenrie Olatokunbo Aina | IGI Global. www.igi-global.com. Retrieved on 2022-04-12.
  7. Oladipo (2019-07-01). AINA, Prof. Lenrie Olatokunbo (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2021-08-02.