Jump to content

Rachel Carey George

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rachel Carey George
mmádu
Akụkụ nkeQuilts of Gees Bend Alabama Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha enyereRachel Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1908, 1909 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya2011 Dezie
ọrụ ọ na-arụomenkà, quiltmaker Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Rachel Carey George (1908-2011) bụ ónyé America na-ese ihe. A na-ejikọta ya na ndị Gee's Bend quilting collective, n'akụkụ nwanne nné ya Delia Bennett.[1][2][3] A gụnyere ọrụ ya na nchịkọta nke Museum of Fine Arts, Houston.[4]

A mụrụ Reverend William Carey na Mariah Pettway Carey na Mitchell Hill, Alabama, Rachel Carey George bụ ónyé isi ezinụlọ ya. Ọ rụrụ ọrụ ugbo niile n'ihe onwunwe ya ruo mgbè ọ gbara afọ iri itoolu.[2] O nwèrè otu nwa nwanyị, Annie Mae Carey, ụmụ ụmụ atọ, na otu nwa nwa. Ọ dịrị ndụ ruo mgbè ọ dị afọ 103.  Nwa ya nwanyị chetara n'ajụjụ ọnụ na ọ " nọgidere na-eyi akwa" ruo ọgwụgwụ ndụ ya.[2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Arnett (2006). Gee's Bend: The Architecture of the Quilt (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910478. 
  2. 2.0 2.1 2.2 Rachel Carey George | Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Retrieved on 2019-04-22.
  3. Beardsley (2002). The Quilts of Gee's Bend (in en). Tinwood Books. ISBN 9780965376648. 
  4. Museum Of Fine Arts Acquires Historic Quilts From Community Who Traces Lineage To Slavery (en). www.wbur.org. Retrieved on 2019-04-22.