Remi Abiola
Ọdịdị
Remi Abiola
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Remi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | Ọgọọst 1953 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | Julaị 2009 |
| Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
| Ihe kpatara ọnwụ | ọrịa kansa |
| Dị/nwunye | Moshood Abiola |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
| Ụdị ọrụ ya | director, omee |
Remi Abiola ⓘ A mụrụ ya (Ọgọstụ 1953 - Julaị 2009) bụ nwaafọ Naịjiria na-eme ihe nkiri onyonyo ma bia bụrụ nwunye Moshood Abiola nwụrụ anwụ bụ onye ama ama ma bụrụkwa Business magnate nakwa politician. [1] Ọ nwụrụ na New York City n'ọnwa Julịa n'abali iri abụọ na iteolu n'afọ 2009 site n'ọria kansa. Ọ nwụrụ ụmụ abụọ: Abimbola Umardeen na Olajumoke Adetoun. [2] [3] [4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Remi nwetara ọzụzụ maka ị kpa agwa maka ihe nkiri fim n'ụlọ akwụkwọFielding school maka egwuregwu na England na mgbe 1970 ka ọ hapụ ụlọ ọrụ Nigeria Airways dị ka onye na-eso ụgbọ elu. Mgbe ọ laghachitere Naịjirịa, O sonyere n'otu ndi na-eme fim mgbe o bidoro sonye n'egwuregwu onyonyo nke Bayo Awala na Chief Tunde Oloyede gbadoro na NTA Channel 10. [5] [6]
Hụ kwa
[dezie | dezie ebe o si]Ebe nsi nweta
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sunset for top yoruba actress-Remi Abiola. Vanguard News. Retrieved on 21 April 2015.
- ↑ "How Star actress Remi Abiola died". Retrieved on April 22, 2015.
- ↑ nollywood actress-Remi Abiola dies. Vanguard News. Retrieved on 21 April 2015.
- ↑ "Curbing the cancer menace". Retrieved on April 22, 2015.
- ↑ https://www.vanguardngr.com/2009/07/sunset-for-top-yoruba-actress-remi-abiola/
- ↑ https://www.thenigerianvoice.com/movie/3326/i-was-mkos-wife-not-mistress-remi-abiola.html