Rems Umeasiegbu
Ọdịdị
Rems Umeasiegbu
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọktoba 1943 |
| Ebe ọmụmụ | Abá |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo, university teacher |
| Onye were ọrụ | University of Nigeria, Grambling State University, Nnamdi Azikiwe University, Ebonyi State University |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Pennsylvania, Grambling State University |
| Ebe ọrụ | Lagos, Grambling, Nsukka, Ọká, Abakaléké |
Rems Nnanyelugo Umeasiegbu (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1943), bụ prọfesọ Naịjirịa, ọkà mmụta, onye edemede, onye na-ede uri na onye na-akọ akụkọ ọdịnala si n'ebe ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria. . Ọ bụkwa onye isi nkuzi na Institute of Management Technology, Enugu (1978-1982), na Head of Department, Mass Communications, IMT, Nigeria (1982-1986) na prọfesọ nke akwụkwọ ọnụ na Nnamdi Azikiwe University, Awka nakwa onye ndụmọdụ Koruna Books Publications.
Ndụ mbụ na alụmdi na nwunye
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Umeasiegbu n'Aba, n'agbanyeghị na ọ bụ onye Amesi dị n'okpuru ọchịchị Aguata nke steeti Anambra. Otu onye nyocha nke Uganda nwere ihe a ikwu maka nzụlite Rems: