Saidu Ayodele Balogun
Ọdịdị
Saidu Ayodele Balogun
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1941 |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ndị agha |
| Ọkwá o ji | Governor of Ogun State |
| Ọkwa agha | izugbe |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Major General Saidu Ayodele Balogun Listeni (amụrụ n'abalị iri abụọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1941), bụ onye ọchịagha Naijiria lara ezumike nká nke họpụtara Gọvanọ mbụ nke Ogun Steeti, Naijiria mgbe e guzobere ya site na akụkụ nke Western Steeti ochie na Machị n'afọ 1976, na-arụ ọrụ ruo Julaị n'oge ọchịchị ndị agha nke General Olusegun Obasanjo. Saidu Ayodele Balogun Gee ntị na Gọvanọ Ogun Steeti Nigeria Western Steeti Olusegun Obasanjo[1][2][3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nigeria States. WorldStatesmen. Retrieved on 2010-05-08.
- ↑ admin (2020-06-25). ALL GOVERNORS OF OGUN STATE (en-US). Glimpse Nigeria. Archived from the original on 2022-08-10. Retrieved on 2022-03-29.
- ↑ Admin (2016-12-12). BALOGUN, Major-General Saidu Ayodele (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2022-03-29.