Sasha P

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sasha P
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAnthonia Yetunde Alabi Dezie
Aha ọmụmụSasha P Dezie
Aha enyereSasha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Jụn 1983, 21 Mee 1983 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos, International School Ibadan Dezie
isi agụmakwụkwọlaw Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1993 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụmụ amaala kaȮra Lagos Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

University of LagosÀtụ:Infobox musical artist Sasha P (Anthonia Yetunde Alabi, onye amụrụ na ụbọchị iri abụọ na otu, n'ọnwa May, n'afọ 1983), a makwaara ya dị ka onye isi ala nke nwanyị na ntim egwu awantelọ n'obodo naijiria, bụ onye na-agụ egwu akụkọ n'egwu , bụrụkwa onye ịchụ nta ego, onye ọkịkpe na onye okwu nkasiobi n'obodo Naijiria.

Sasha P Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

ọ bụ onye ikpeazụ n’ime ụmụ asatọ, nne ya bụ onye nkụzi, nke ọ na-akpọkarị Sịsị Fadekemi, mụrụ, ma zụọkwa ya mgbe nna ya nwụsịrị. [1] Ọ malitere ọrụ ịkụ egwu ya mgbe ọ bụ nwata n’Ibadan. [2] Ọ gụrụ akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ International School Ibadan na - University of Lagosebe onwetara osambodo bachịlọ digiri na nkamiwu. [3] [4]

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Quote boxSasha P nwetara ihe ịga nke oma n’oge obere ụmụ nwanyị ndị Naijiria pere mpe na egwu Hip Hop. k'emecharị, ihe ịga nke ọma ya nyere aka megheere ụmụ nwanyị ndị ọzọ na-agụ egwu nke 'akụkọ n'egwu' na ndị egwu nke awantelọ ụzọ ọga n'ihu. [5] Ọ malitere ịmekọrịta egwu ma banye n'otu ndi egwu nke eLDee nke a na akpọ Try.Records [6] [7] Sasha P ka bụ otu n'ime ụmụnwaanyị nwanyị ama ama na-eti egwu n'obodo Naịjirịa kemgbe afọ 2001, tụmadị ka-mgbe emechara ihe nkiri ntimegwu mbụ ya bụ First Lady n'okpuru akara aha ya bụ STORM. A hoputara ya maka nturu ugo di iche na obodo Naigiria na mba ofesi. O nwetere ihe nrite nke 2009 nke anakpọ "Best Female Artist" nasụsụ bekee na UK na ihe nrite ime egwuruegwu maka otu egwu izizi ya akpọrọ "Adara". A họpụtakwara ya na usoro abụọ (ọkachamara n'ịhe nkiri onyo-nyoo egwu umunwanyị na okachamara n'egwuregwu onyo-nyoo) nke ihe nrite onyo-nyoo iti-egwu SoundCity nyere ya maka egwu ya nke abụọ nke otiri n'afo 2009.

Ọ bụ nwaafọ nwanyị Naijiria nke soro guo egwu n'ihe mmemme afo iri abụọ nke Ihe Nrite Ngụmegwu Mba Uwa n'onwa October, n'afo 2008. Ọ bụkwa nwaafọ nwanyị Naịjirịa izizi nwetere onyinye kacha mma na MTV Africa Music Awards (MAMA) . E wezụga Adara, Ọ tọhapụrụ Gidi Babe na ụbọchị ọmụmụ ya nke bu n'afọ 2009. O gụpụtara otu egwu, akpọrọ Bad Girl P. n'afo 2012.

N'afo 2013, Sasha P kowara na ya g'ewere ezumike site n'igu egwu k'onwee ike lekwasị anya n;ịchụ nta ego nke ejiji ya. [8] [9]

Nkwenye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye nnọchịte anya ọdịnala nke ndi obodo ya bụ Ekiti . [2]

Achụm Nta Ego Nke Ihe Ejiji[dezie | dezie ebe o si]

Sasha P Tinyere uchu n'ihe ejiji, ma bụrụ onye ọkacha amara n'imepụta ihe ejiji n'afọ 2004. O kepụtara ihe a na-akpọ (Nigerian High Street Fashion) n'ọnwa iri na abụọ, n'afọ 2011 na L’Espace. N,ọnwa asatọ n'afọ 2012, ọ malitere akara uwe ejiri-mara ya nke a kpọrọ (Eclectic by Sasha), nke o mepụtara n'onwe ya. [10] [11] [12] [13]

Ọrụ Obi ebere[dezie | dezie ebe o si]

N'ihe gbasara ọrụ obodo, Sasha P kwuru, "Ekwenyere m, dịka otu onye, enwere m ọrụ ịrụ maka nnyemaka nkwado obodo n'ụzọ ọbụla m nwere ike", na nke a ka o mere kamgbe-kamgbe ọtụtụ afọ gara aga. O so na mgbasa ozi nke a kpọrọ "Save the Street Child" nke emere n'obodo Lagos (N'ọnwa nbụ nke afọ 2009) na ọrụ ngo nke a kpọrọ "Maternal Mortality" (N'ọnwa ise nke afọ 2009) [14] nke ebumnuche ya bụ ịkụziri ndi nne na-eto eto ihe makwa gboo mkpa ha gbasara ọgwụgwọ zuru oke. Ọ bụkwa onye na-ekwu ụka mgbamume [15] [16] ma rụọ ọrụ mgbasa ozi maka ịkwụsị ime ihe ike na mmerụ ahụ megide ụmụ nwanyị. [17] N'afọ 2012, Sasha bụ onye buru ite ọkụ nke obodo anyị bụ Naijiria n'egwuru-egwu Olimpik. [18]

  • First Lady (2006)
  • Gidi Babe (2009)

Umu[dezie | dezie ebe o si]

  • Oya (2002)
  • Work it (2002)
  • Emi Le Gan (2003)
  • Adara (2008)
  • Only One (2009)
  • Bad Girl P (2012)
  • Falling in Love (2014)

Onyinye na nhoputa[dezie | dezie ebe o si]

Amen Awards
Women in Entertainment Video Awards
Channel O Music Video Onyinye
Sound City Music Video Awards

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sasha P Remembers Her Dad 25 Years After (19 August 2014). Retrieved on 28 March 2015.
  2. 2.0 2.1 "I wrote my first song at 10 – Sasha", 1 December 2013. Retrieved on 28 March 2015.
  3. "Young, Talented, Very Nigerian". Retrieved on 28 March 2015.
  4. I have always encouraged the growth of women in music, says Sasha P. Retrieved on 28 March 2015.
  5. Nigeria: Survival Tales of Top Music Divas. Retrieved on 28 March 2015.
  6. Saturday Celebrity Interview: The Rapper, The Fashionista, The Advocate – It’s the ‘First Lady of Nigerian Hip Hop’, Sasha P!. Bella Naija. Retrieved on 28 March 2015.
  7. Sasha opens up on secret formula, journey so far. Newswatch Times. Retrieved on 28 March 2015.
  8. Sasha P: I Studied Law Because I Have Always Been Very Opinionated (2 September 2013). Retrieved on 28 March 2015.
  9. "Where Are They Now? 3 Nigerian Female Rappers We will Love to See Make a Comeback", September 6, 2016.
  10. Christabel Abiodun. "Sasha debuts fashion line", 21 August 2012. Retrieved on 28 March 2015.
  11. BN Exclusive: Nigerian Rap Star, Sasha P presents Eclectic By Sasha’s "Inception" Lookbok (10 May 2012). Retrieved on 28 March 2015.
  12. Interview: First Lady Of Storm Records Sasha P Branches Into Fashion- Talks About Her Label "Eclectic by Sasha" & New Collection "Inception". Onobello. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 28 March 2015.
  13. Advertisement Nigerian Music Star Sasha debuts Eclectic by Sasha – The "Inception" Collection at L'Espace This Sunday: Exclusive Details Only on BN. Retrieved on 28 March 2015.
  14. Hopelessly Romantic -Sasha says. Retrieved on 28 March 2015.
  15. Sasha P turns motivational speaker. Retrieved on 28 March 2015.
  16. "First lady of calm, Sasha P: Musicians provide therapy with music". Retrieved on 28 March 2015.
  17. "Violence Against Women and the 16-Day Campaign". Retrieved on 28 March 2015.
  18. "Sasha joins Funke Akindele, Yaw, others as 2012 Olympic torch bearer". Retrieved on 28 March 2015.