Sosoliso Airlines

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Sosoliso Airlines
airline
Ụlọ ọrụ mmepụta iheairline Dezie
Oge/afọ mmalite1994 Dezie
aha gọọmentiSosoliso Airlines Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaIkeja Dezie
ọdụ ụgbọ eluMurtala Muhammed International Airport Dezie
Isi ọgbakaSosoliso Airlines Dezie
nwere enyemakaSosoliso Airlines Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụIkeja Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
dissolved, abolished or demolished date2007 Dezie
IATA airline designatorSO Dezie
ICAO airline designatorOSL Dezie

Sosoliso Airlines Limited bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu a haziri ahazi, nke ụlọ, nke ndị njem. Maka ọtụtụ oge ọ dị, ọ nwere isi ụlọ ọrụ ya na Ikeja, Lagos State.[1] Na mbụ, isi ụlọ ọrụ ya dị na ọdụ ụgbọ elu Enugu na Enugu steeti.[2]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

E guzobere ya n'afọ 1994. O wee malite ọrụ na July 2000. Gọọmentị Naịjirịa setịpụrụ oge a kara aka n'ụbọchị iri atọ n'ọnwa Eprel afọ 2007 maka ụlọ ọrụ ụgbọ elu niile na-arụ ọrụ na mba ahụ ka ha megharia ma ọ bụ ka ha kwụsị, na mgbalị iji hụ na ọrụ na nchekwa ka mma. Ụlọ ọrụ ụgbọelu asaa enweghi ike iru oge a kara aka ma n'ihi ya, a gaghị ekwe ka ha felie na mbara igwe Naịjirịa malite na 30 Eprel 2007. Ndị a bụ: ADC Airlines, Fresh Air, Sosoliso Airlines, Albarka Air, Chrome Air Service, Dasab Airlines na Space World Airline. Ụlọ ọrụ ụgbọelu ndị ahụ metụtara ga-efe efe naanị mgbe ha mezuru ụkpụrụ nke Nigerian Civil Aviation Authority (NCAA) n'ihe gbasara re-capitalization ma si otú a debanye aha maka ọrụ.[3]

Ebe Ndị A Na-aga[dezie | dezie ebe o si]

DC 9-30 sitere na Sosoliso Airlines na Enugu Airport

Sosoliso Airlines na-arụ ọrụ ụgbọ elu na Enugu, Port Harcourt, Owerri, Abuja na Lagos. Enwere ike idebe ya.

Ihe mberede na ihe omume[dezie | dezie ebe o si]

  • Ụgbọelu Sosoliso Flight 1145

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

 

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Contact us." Sosoliso Airlines. 3 December 2003. Retrieved on 3 October 2009. "LAGOS (Head Office) 44 Ajanaku Street Off Salvation Road Opebi – Ikeja Lagos"
  2. "Survey: World Airlines." Flight International. 1–7 April 2003. 74. "Enugu Airport, Nigeria"
  3. Nigeria Direct 2 May 2007.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]