Temi Otedola
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
|---|---|
| Ụdịekere | nwanyị |
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Temi |
| Aha ezinụlọ ya | Otedola |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Eprel 1996 |
| Ńnà | Femi Otedola |
| Ńné | Nana Otedola |
| Nwanne | DJ Cuppy |
| Dị/nwunye | Mr Eazi |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | blogger, omee |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | University College London |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ọrụ ama ama | Citation, The Man For The Job |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Temi Otedola | |
|---|---|
Temi Otedola | |
| Born | Temiloluwa Elizabeth Otedola |
| Alma mater | University of London |
| Occupation | Blogger, Actress |
| Partner | Mr Eazi [1][2] |
| Parent | Femi Otedola and Nana Otedola |
| Website | jtofashion |
Temiloluwa Elizabeth Otedola ⓘ (Amụrụ na 20 Machị 1996) bụ onye Naijiria n' eme ihe nkiri ma bụrụkwa onye na-ede blọgụ. A maara ya maka ịrụ ọrụ "Moremi Oluwa" na <i id="mwEg">ihe</i> nkiri 2020 Citation .[3][4][5]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Otedola (Amụrụ na 20 Machị 1996). Ọ gụrụ akụkọ na Mahadum College London, Mahadum London.[6][7]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Otedola malitere blọọgụ ejiji a na-akpọ "JTO Fashion" na Disemba 2014. Ọ na-edekọ ejiji, ịma mma, nka, na ahụmịhe njem.[8][9] O mere Nollywood mbụ ya na 2020 na Citation nke Kunle Afolayan.[3][10] Ọrụ ya na Citation, mere ka o nweta ihe nrite na "Ghana Movie Awards "maka" Best Actress", ma họpụta ya maka Mkpughe nke Afọ na "Best of Nollywood Awards 2020". [11][12] Ọ laghachiri na nnukwu ihuenyo maka ihe ngosi nke abụọ ya ebe ọ bụ na ọ pụtara na "Kunle Afolayan's" "Citation" na Anthill studios' newest project "The Man For The Job", ihe nkiri nke Niyi Akinmolayan dere ma duzie.[13]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ nwa nwanyị ikpeazụ nke onye Naijiria nwere ọtụtụ ijeri, Femi Otedola na nwanne nwanyị nke DJ Cuppy na Tolani. Ya na onye na-agụ egwu Naijiria, Maazị Eazi nwere mmekọrịta ya na ya nwere podcast aha ya bụ How Far na Maazị Eezi na Temi.[14][15] N'abalị iri n'ọnwa Eprel afọ 2022, ọ kwere Maazị Eazi nkwa ọlụlụ.[16][1][2]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Onyinye na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Ihe nrite | Ụdị | Ihe nkiri | Nsonaazụ | Ref |
|---|---|---|---|---|---|
| 2020 | Ihe nrite kacha mma nke Nollywood | Mkpughe nke Afọ | — | Ahọpụtara | [12] |
| 2021 | Ihe nrite ihe nkiri Ghana | Onye na-eme ihe nkiri kacha mma | Ihe e dere n'akwụkwọ | Merie | [11] |
| Nsọpụrụ Net | Onye A Na-achọkarị | — | Ahọpụtara | [19] |
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Okonofua (2022-06-08). Mr Eazi and Temi Otedola speak about wedding plans, want a very intimate ceremony (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-07-25.
- 1 2 Singer Mr Eazi Proposes To Girlfriend Temi Otedola.
- 1 2 Husseini (2020-11-14). Standing Ovation for leading stars of Citation. Guardian.ng. Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on April 9, 2021.
- ↑ Ojo (November 16, 2020). Kunle Afolayan: How Ibukun Awosika, Temi Otedola got roles in ‘Citation’. TheCable Lifestyle. Retrieved on July 25, 2022.
- ↑ Standing ovation for leading stars of Citation (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-11-14). Archived from the original on 2022-05-02. Retrieved on 2022-07-25.
- ↑ Profile: Temi Otedola. ResearchGate.
- ↑ Owolabi (2017-07-22). 8 things you should know about Eazi and Temi Otedola | Encomium Magazine (en-US). Retrieved on 2021-07-11.
- ↑ Ekechukwu (2020-11-07). Temi Otedola is Star Attraction as Citation Premieres in Lagos (en-US). This Day. Retrieved on 2021-07-11.
- ↑ Huber. 27 Black Influencers That You Should Be Following (en). www.refinery29.com. Retrieved on 2021-07-11.
- ↑ Alfred (2020-09-20). Phenomenal Femi Otedola as a Billionaire And Quintessential Father (en-US). This Day. Retrieved on 2021-07-11.
- 1 2 Temi Otedola wins Best Actress at Ghana Movie Awards. Punch Newspapers (31 December 2020). Retrieved on 26 July 2021.
- 1 2 Temi Otedola gets DJ Cuppy's blessing on acting journey. Vanguard News (23 November 2020). Retrieved on 26 July 2021.
- ↑ Nwogu (2022-02-07). Temi Otedola, Alibaba, Ini Edo to star in Niyi Akinmolayan's 'The Man for the Job' (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-08-05.
- ↑ Dede (2020-12-17). 7 things we learnt about Mr Eazi and Temi Otedola's relationship from their podcast 'How Far' (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-07-11.
- ↑ Temi Otedola: 4 Things you should know about Mr Eazi's new girlfriend (en). Pulse Ghana (2017-06-12). Archived from the original on 2021-07-11. Retrieved on 2021-07-11.
- ↑ Olowolagba (10 April 2022). Otedola, celebrities react as Mr Eazi engages daughter, Temi. Daily Post Nigeria. Retrieved on 11 April 2022.
- ↑ Augoye (2020-11-14). Movie Review: ‘Citation' ticks the right boxes, Temi Otedola is Nollywood’s newest star (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2022-08-06.
- ↑ Nwogu (2022-02-07). Temi Otedola, Alibaba, Ini Edo to star in Niyi Akinmolayan's 'The Man for the Job'. Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-08-06.
- ↑ Oluwatoye (2021-06-15). NET Honours 2021: Israel Adesanya, Temi Otedola, Tacha, Others Nominated For Most Searched Person (en-US). Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 2021-07-11.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Temi Otedola na IMDb