The Nigeria Standard

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
The Nigeria Standard
newspaper
Oge/afọ mmalite1972 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ndị mbipụtaBenue-Plateau Printing Publication Cooperation Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
webụsaịtịhttps://thenigeriastandard.ng Dezie

The Nigeria Standard bụ akwụkwọ akụkọ Naijiria kwa ụbọchị nke gọọmentị steeti Plateau nwere, nke Benue-Plateau States Print Publication Cooperation na bipụta, nke isi ụlọ ọrụ dị na Jos.[1][2][3][4][5]

Akwụkwọ akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

Gọọmentị Benue-Plateau malitere akwụkwọ akụkọ a n'afọ 1972 wee kwụsị ibipụta ya n'afọ 1986 ma emechaa na 1992, eweghachiri ya ọzọ. Akwụkwọ akụkọ ahụ bụ otu n'ime ahịrị akụkọ kacha ochie na Nigeria nwere ihe karịrị afọ 40 hiwere. Steeti abụọ ahụ bụ Benue na Plateau steeti na-eme atụmatụ iweghachi akwụkwọ akụkọ ahụ site n'iji ihe karịrị nde naira 400 e ji rụgharịa ya na inweta ụgbọ ala obibi akwụkwọ ma nweka ụlọ ọrụ ndị ọzọ dị n'Abuja, Kaduna.[6][7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Newspaper Publishers in Jos, Nigeria - List of Newspaper Publishers Nigeria (en). www.businesslist.com.ng. Retrieved on 2020-04-27.
  2. (1986) The Nigeria standard. Jos [Nigeria]: Benue Plateau State Print. and Pub. Corp. OCLC ocm18492211. 
  3. Search results from Newspaper, Nigeria, Newspapers. Library of Congress, Washington, D.C. 20540 USA. Retrieved on 2020-04-27.
  4. Library of Congress. The Nigeria standard, Sunday standard. (DLC)sn 88088164. (OCOLC) 18492295. Benue-Plateau Printing Publication Cooperation. https://lccn.loc.gov/sn88088163 The standard. Jos https://lccn.loc.gov/sn2004058050
  5. (1986) The standard. Jos [Nigeria]: Plateau Pub. Co. Ltd. OCLC ocm29252979. 
  6. Alao (2012-05-20). The Nigeria Standard to live again (en-GB). Daily Trust. Retrieved on 2020-04-27.
  7. Plateau buys N444m equipment for newspaper company - (en-US). The Eagle Online (2014-01-07). Retrieved on 2020-04-27.