The Set Up (2019 film)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
The Set Up
film
ahaThe Set Up Dezie
ụdịcrime film, drama film Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2019, 9 Ọgọọst 2019 Dezie
Onye nduziNiyi Akinmolayan Dezie
ụlọ ọrụ mmepụta iheInkblot Productions Dezie
ekesa siteNetflix Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie
usoro nkesavideo on demand Dezie
Kijkwijzer rating12 Dezie

 

The Set Up nụ ihe nkiri Naijiria nke afọ 2019 bụ ihe nkiri mkpali mmụọ nke ejije ,mpụ na ihe ga-eme na ọdịnihu nke Niyi Akinmolayan duziri.[1][2] ihe nkiri a gosipụtara Dakore Akande, Adesua Etomi na Kehinde Bankole ka ndị isi ọrụ.[3] akụkọ ndị na ihe nkiri a bụ gbasara nwata nwaanyị onye hapụrụ àgwà ezi akparamagwa ya mgbe ọ na-eri eto wee bụrụ onye ohi,iji rijuo afọ na ndụ. Eweputara ihe nkiri a n'abalị iteghete nke ọnwa ọgọstụ nke afọ 2019 ma nwetakwa nnabata na nkwutọ maka ntụgharị akụkọ ndịnaya.[4][5] Agbanyeghị nnabata n'ezigbo oke,ihe nkiri a nwere ihe ịga nke ọma na igbe ụlọ ọrụ.[6] E gosipụtara ihe nkiri a na Netflix n'abalị iri abụọ na abụọ nke ọnwa April , afọ 2020.[7][8]

Akụkọ Ndịnaya[dezie | dezie ebe o si]

Ụmụ nwanyị abụọ, Grace (Kehinde Bakole) na Chike (Adesua Etomi), ezigbo enyi, mechara bụrụ ndị na-ere ọgwụ iji dị ndụ. Chike bụ onye na-ebu ọgwụ ọjọọ natara ego na ọgwụ karịa ihe akpara ha wee dobanye ya n'ụdị ọnyà aghụghọ mgbe ndị socialites Edem (Jim Iyke) na Madame (Tina Mba) gooro ya ka ọ lụọ onye isi bara ọgaranya (Dakore Akande). [9]

Ndị Sonyere n'ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Mmepụta[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri a mere akara nke asaa nke nduzi ihe nkiri nyere Niyi Akinmolayan mgbe Kajola, Mee a Paghaa, Ụra, The Arbitration, The Wedding Party 2 na Chief Daddy gachara. [10] Ihe nkiri a gosikwara mmekorita nke abụọ n'etiti onye nduzi Niyi na onye edemede Chiza Onuzo ka The Wedding Party 2 gasịrị ma emepụtara ihe nkiri ahụ n'okpuru ọkọlọtọ Inkblot Productions, na-egosi ihe nkiri nke iri ya. [11] Emere ụfọdụ ihe nkiri ahụ na Lagos . Ekpughere Mmalite nke ihe nkiri ahụ na Julaị 3,2019. [12] Emere ihe nkiri a mbụ na FilmHouse cinemas dị na Lagos n'abalị anọ nke ọnwa Ọgọstụ 2019. [13]

Nrụtụka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Video: Niyi Akinmolayan talks about new movie The Set Up - P.M. News. www.pmnewsnigeria.com. Retrieved on 2020-06-08.
  2. Aina (2019-08-31). Nollywood Movie ' The Set-Up' , Crazy Plot and A Show (en). Medium. Retrieved on 2020-06-08.
  3. editor (2019-06-22). Jim Iyke, Adesua Etomi, Thrill in 'The Set Up' (en-US). THISDAYLIVE. Retrieved on 2020-06-08.
  4. Aigbokhaevbolo (2019-09-08). Niyi Akinmolayan's The Set Up is a smart Nollywood ride (en). Medium. Retrieved on 2020-06-08.
  5. The Set Up (Nollywood movie) Review (en-US). EveryEvery (2020-04-24). Retrieved on 2020-06-08.
  6. 'Set Up': Ebuka, Daniel Ademinokan applaud the movie breaking grounds in Nollywood (en-US). Pulse Nigeria (2019-08-26). Retrieved on 2020-06-08.
  7. The Set Up | Netflix (en). www.netflix.com. Retrieved on 2020-06-08.
  8. Niyi Akinmolayan's 'The Set Up' is coming to Netflix! (en-US). Pulse Nigeria (2020-04-20). Retrieved on 2020-06-08.
  9. nollywoodreinvented (2020-01-17). The Set Up (en-US). Nollywood REinvented. Retrieved on 2020-06-08.
  10. Nigerian movie The Set Up - What is Niyi Akinmolayan's new movie about? (en-US). NollyMania (2019-06-07). Retrieved on 2020-06-08.
  11. Dakore Akande, Adesua Etomi-Wellington, Jim Iyke, others star in new film 'The Set Up' (en-US). Pulse Nigeria (2019-06-06). Retrieved on 2020-06-08.
  12. BellaNaija.com (2019-07-04). WATCH the Official Trailer for Niyi Akinmolayan's 'The Set Up' starring Jim Iyke, Adesua Etomi-Wellington, Dakore Egbuson-Akande (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2020-06-08.
  13. Trust no one and believe nothing - Behind the mystery and glam of The Set Up movie premiere at Filmhouse Cinemas (en-US). Pulse Nigeria (2019-08-06). Retrieved on 2020-06-08.