Titi Oyinsan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Titi Oyinsan
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Ọgọọst 1985 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2002 Dezie

Titi Adelagun Oyinsan (amụrụ ya n'abalị iri n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985), ọ bụ onye a maara nke ọma dị ka TitiTheDynamite bụ onye na-eme ihe nkiri telivishọn na Naijiria na onye bụbu ihe nlereanya.

A mụrụ Titi Oyinsan na Legọsi, Naijiria na nne na nna Naijiria. Ọ kwagara North London, England dị ka nwa ọhụrụ ebe ọ nọrọ afọ iri tupu ọ laghachi Naịjirịa ịga Queen's College, Yaba, Legọsi, ebe a kpaliri nkà maka ọrụ odeakụkọ mgbe ahụ ọ gara Mahadum Legọsi ịmụ asụsụ Bekee. [[Òtù:Mmadụ ndi di nd