Toke Makinwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Toke Makinwa
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereToke Dezie
aha ezinụlọ yaMakinwa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Novemba 1984 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụàgwà redio, oko akuko ihe onyonyo, Odee akwụkwọ, onye na-emeputa ihe onyoyo, omee Dezie
ụdị ọrụ yaonye mgbasa ozi Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
isi agụmakwụkwọBekee, literature Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ọrụ ama amaOn Becoming Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women, Glitz Style Awards, Africa Youth Awards Dezie
ahọpụtara makaThe Future Awards, Nigeria Entertainment Awards, ELOY Awards Dezie
webụsaịtịhttp://www.tokemakinwa.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Toke Makinwa onye amuru ka ọnwa Novemba di na mkpụrụ ụbọchị atọ n'afọ 1984 na Nigeria. Ọ bụ onye ama ama na igwe redio nakw onyonyo dika onye na-akọwaputa ihe ana-eme di iche iche . ọ bụ odee akwụkkwọ, onye oji ego achụ egọ nakwa nke akpọrọ Vlogger. [1] [2] [3] [4] [5] A maara ya dika onye na-ekwupụta ihe omume nke redio a kpọrọ 'Morning Drive n'ụlọ ọru ndị Rhythm 93.7 FM nakwa YouTube ya ebe ọ na-egosi nke a kpọrọ 'Toke Moments'. O bipụtara akwụkwọ ọ dere nke akpọrọ 'On Becoming 'n'ọnwa Novemba n'afọ 2016.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Toke Makinwa

Dika edere na mbụ amụrụ Toke Makinwa mụrụ ka Novemba dị na mkpụrụ ụbọchị atọ n'afọ 1984, na Lagos steeti . Ọ gụrụ sekọndiri ya Federal Government Girls' College dị na Oyo State . Makinwa mechara gaa <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/University_of_Lagos" rel="mw:ExtLink" title="University of Lagos" class="cx-link" data-linkid="49">University of Lagos</a>,, ebe ọ nwetara BA digiri n'ihe gbasara asusụ Bekee nakwa agụmagụ ederede na bekee .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2010, Makinwa gosipụtara onwe ya site n'ihe nkwupụta ọ na-ekwupụta na Redio n'ụlọ ọrụ Rhythm 93.7 FM ’ n'ihe nke akpọrọ The Morning Drive show . [6] N’afọ 2012, ọ pụtara n'igwe onyonyo dika otu n'ime ndi na-egosipụta ihe nkiri akpọrọ Most Beautiful Girl in Nigeria (MBGN), ya bụ nwa agbọghọ kachja maa mma na Nigeria. E gosipụtara ihe nkiri a n'obodo Nigeria niile.. Ya na Tosyn Bucknor gosipụtara ihe nkiri ọzọ akpọrọ 'Flytime TV's 3 Live Chicks nakwa ọzọ akpọrọ Oreka Godis. [7] Ihe nkiri ndia bidoro dika ihe nkiri nke intaneti tupu ọbawanye ewee gosibe ha n'onyonyo n'afọ 2012. Makinwa agbanweghị akwụkwọ ọrụ ya n'ụlọ ọrụ na Flytime Tv maka idi na-egosiputa ihe nkiri ndi ahụ nke ugboro ugboro ,nke a mere ndi ụlọ ọrụ Flytime TV jiri were nwaada ya na ya rụburu ọrụ na redia aha ya bụ Ọmalicha wee nọchie anya ya. [8] N'afọ 2012, Makinwa wepụtara ihe nkiri di nke ya di n'usoro akpọrọ 'Toke Moments' na You Tube . [9]

Na Jenụwarị n'afọ 2014, ndị Hip Hop World Magazine were ya ọrụ dika ọnụ na-ekwuru ha ma bụrụkwa onye na-agba ajụjụ ọnụ nke na-ewu ewu na akpọtụ akpọyụ [10] O nwetekwara ọnọdụ ọzọ na EbonyLife TV dika otu n'ime ndi na-akọwapụta ma achịkwata ihe mmeme di iche iche ana-egosi n'onyonyo ahụ. [11]

Makinwa achikọla ma gosipụta ihemmeme di iche iche ama ama ndi a gụnyere Future na City People Awards n'afọ 2013, nakwa 2014 Headies Awards. [12] [13]

Ị bụ ụlọ ahia na-ere akpa ụmụ nwanyị na-anya n' aka[dezie | dezie ebe o si]

Nne na Nna Makinwa nwụrụ n'ọkụ ọgbigba gbagburu ha ka Makinwa dị naanị afọ asatọ [14] O weputara akwụkwọ o dere nke akpọrọ 'On Becoming' n'ọnwa Novemba n'afọ 2016. Akwụkwọ a na-akọwa obibi ndụ ya, igba mbọ nakwa ndọga niile ọ gabigara tụmadị nlepụta na obi mgbawa nke di ya lụduru ya bu Maje Ayiba butere ya. [15] [16] Makinwa mere njem iji kwalite ma rekwa akwụkwọ ya ahụ. Ebe ọ mere njem ndi a gụnyrere Nigeria, South Africa, US, UK na akụkụ nke East Africa. [17] [18] [19] [20]

N'afọ 2017, Makinwa guzobere ụlọ ahịa na-ere akpa ụmụ nwaanyị na-anya n'aka bụ nke a kpọrọ 'Toke Makinwa Luxury'. [21] [22] Ọ bidokwara ụlọ ahịa ọzọ na-ahụ maka mma anụ ahụ bụ nke ọkpọrọ 'Glow by TM ' nfọ'a 2018. [23]

Nkwado[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2013, Makinwa na Osas Ighodaro, Dare Art Alade nakwa Dan Foster.were ọnọdụ dịka Ambasadọ ya bụ ndi na-anọchite anya United Africa Company of Nigeria . [24] Ọ mechara nweta kọntratị n'ụlọ ọrụ ndị Nestlé nke Nigeria ịbụ ihu a ga-na-anụ na nnu bekee eji esi nri bụ Maggi . [25] N’afọ 2016, e mere ya ambasadọ nke ndị ụlọ ọrụ Mecran Cosmetics, ụlọ ọrụ na-emepụta akọrọ nwga eji achọ mma[26] Ọ bụkwa ambasadọ nke ụlọ ọrụ Payporte na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Ciroc" rel="mw:ExtLink" title="Ciroc" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="87">Ciroc</a>. . [27] [28]

Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Ka ọnwa Jenụwarị dị mkpụrụ ụbọchị iri na ise n'afọ 2014, Makinwa lụrụ Maje Ayida,dika di ya. Ya na Maje matara ọnwe ha ma na adị na mma ihe ruru afọ asatọ. [29] [30] N'afọ 2015, ya Maje sere okwu ma kewaa mgbe ọ chọpụtara na ọtuwara enyi ya nwaanyi ya na segoro okwu ime. [31] Ka ọnwa Ọktoba di n’abalị ise n’afọ 2017, ụlọ ikpe nke di na Lagọs nyere ha ikeke ka ha gbasa ghara ibụzị di na nwunye n'ihi na ikpe mara Maje maka na ọ kwara iko. [32]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Onyinye Katigori Mpụtara Ihe edeturu
2012 The Future Awards [33] [34] On Air Personality of the Year( Radio) A họpụtara ya Tolu Oniru nke Beat 99.9 FM [35] meriri ya
2013 Nigeria Broadcasters Award [36] Outstanding Female Presenter of the Year Àtụ:N/a
Nigeria Entertainment Awards Radio OAP of the Year A họpụtara ya Freeze nke Cool FM meriri ya
2014 Nickelodeon kids choice Award [37] Favourite Nigerian On Air Personality A họpụtara ya Freeze nke Cool FM meriri ya [38]
Nigerian Entertainment Awards Entertainment Personality Of the Year A họpụtara ya Denrele

meriri ya

Best OPA of thE Year A họpụtara ya Yaw nke Wazobia FM meriri ya
2014 ELOY Awards TV Presenter of the Year and Brand Ambassador (Maggi) A họpụtara ya
2017 Glitz Awards [39] Style Influencer of the Year O meriri
2017 Avance Media [40] Most influential Young Nigerian in Media O meriri
2018 African Youth Awards 100 Most Influential Young Africans O merir

Nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Watch Toke Makinwa's Vlog of the week. bellanaija.com (18 June 2014). Retrieved on 17 July 2014.
  2. My relationship with Maje Ayida over- Toke Makinwa. punchng.com. Archived from the original on 2 June 2014. Retrieved on 2 June 2014.
  3. My Wedding Idea came when I was 5. punchng.com. Archived from the original on 5 June 2014. Retrieved on 2 June 2014.
  4. Toke Makinwa wins Best OAP of the year. Retrieved on 2 June 2014.
  5. Toke Makinwa launches skincare product 'Glow by TM' (2018-08-13). Retrieved on 2019-03-31.
  6. 'You are totally fake' - Toke Makinwa's Rhythm FM co-host lashes out » YNaija (en-GB) (2014-02-22).
  7. Toke Makinwa and Chris Okenwa to host MGBN 2012 (en-GB) (2012-05-01).
  8. Toke Makinwa explains her absence on 3 Live Chicks (en-GB) (2013-03-04).
  9. Watch A New Episode Of Toke Makinwa‘s ‘Toke Moments’ (en-US) (2019-02-01). Archived from the original on 2019-03-27. Retrieved on 2020-05-03.
  10. BellaNaija.com (2014-01-10). Toke Makinwa to Host New Show “Trending” on Hip TV | To Debut this January (en-US).
  11. Toke Makinwa To Get Her Own TV Show (en-US) (2014-01-10).
  12. BellaNaija.com (2013-12-20). Toke Makinwa & Vector to Host the 2013 Future Awards Tonight in Port Harcourt (en-US).
  13. BellaNaija.com (2014-09-18). Bovi & Toke Makinwa are the Hosts of the 2014 Headies! (en-US).
  14. How gas cylinder explosion killed Toke Makinwa's parents (en-US) (2016-11-29).
  15. Read 10 Shocking Revelations From Toke Makinwa's Book, 'On Becoming' | Nigerian Celebrity News + Latest Entertainment News.
  16. Toke Makinwa, Maje Ayida finalise divorce (en-GB) (2017-10-06).
  17. Just One Day After Launch, Toke Makinwa Becomes Amazon's Best Selling Author (en-US) (2016-11-29). Archived from the original on 2020-06-15. Retrieved on 2020-05-03.
  18. Toke Makinwa’s “On Becoming” Book Launch in Abuja was so Emotional! See all the Photos on BN (en-US) (2016-12-20).
  19. Toke Makinwa Takes Her Book Tour To Kenya Despite Her Estranged Husband's Threat To Sue - Gistmania (2017-02-09).
  20. Photos From Toke Makinwa's 'On Becoming' South Africa Book Tour (2017-06-27).
  21. BellaNaija.com (2017-11-03). EXCLUSIVE: #BabyGirlForLife! Toke Makinwa launches Luxury Bag Line (en-US).
  22. Laura Ikeji Set To Buy Toke Makinwa’s Bag (en-US) (2018-10-29).
  23. Toke Makinwa launches skincare product 'Glow by TM' (en-US) (2018-08-13).
  24. Toke, Foster & Osas becomes Lipton ambassandors. bellanaija.com (17 June 2013). Retrieved on 7 June 2014.
  25. Tiwa Savage, Toke bagg mouth watering deals with Maggi. vanguardngr.com (12 April 2014). Retrieved on 7 June 2014.
  26. TOKE MAKINWA IS THE NEW BRAND AMBASSADOR FOR MECRAN COSMETICS…GET THE SCOOP!. Archived from the original on 10 June 2016. Retrieved on 30 May 2016.
  27. Tayo Faniran, Toke Makinwa unveiled as Payporte ambassadors (2015-01-29). Retrieved on 2019-04-01.
  28. Toke Makinwa becomes the first female ambassador for Ciroc in Nigeria (2017-03-27). Retrieved on 2019-04-01.
  29. Toke Makinwa and Maje cancel engagement. premiumtimesng.com. Retrieved on 7 June 2014.
  30. Toke and Maje surprise wedding ceremony. bellanaija.com. Retrieved on 7 June 2014.
  31. Toke Makinwa’s Husband, Maje Makes First Public Appearance ‘ALONE’ Weeks After Marriage Crisis - INFORMATION NIGERIA. Retrieved on 30 May 2016.
  32. Court finally dissolves Toke Makinwa’s marriage. lailasblog.com. Archived from the original on 8 October 2017. Retrieved on 6 October 2017.
  33. Toke Makinwa nominated for Future Awards. Archived from the original on 14 July 2014. Retrieved on 6 June 2014.
  34. Future Awards nominees unveiled. Retrieved on 6 June 2014.
  35. 2012 Future Awards Winners. Archived from the original on 14 July 2014. Retrieved on 6 June 2014.
  36. Nigeria Broadcasters Awards list of winners. Retrieved on 6 June 2014.
  37. Nickelodeon Kids Choice Awards nominees. Retrieved on 6 June 2014.
  38. Toke Makinwa, Toolz and others for Nicklelodeon Kids Choice Awards. Retrieved on 6 June 2014.
  39. Toke Makinwa wins Style Influencer of the Year at Glitz Style Awards 2017. Retrieved on 2019-04-01.
  40. Toke Makinwa voted 2017 Most Influential Young Nigerian in Media. Archived from the original on 2022-07-02. Retrieved on 2019-04-01.