Tony Ubesie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tony Uchenna Ubesie
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereTony Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Febụwarị 1950 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya11 Febụwarị 1994 Dezie
Ebe ọ nwụrụMmaku Dezie
ihe kpatara ọnwụtraffic collision Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụode akwukwo ifo, onye mgbasa-ozi, odee uri, onye nhazi ihe nkiri, cultural activist Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
agbụrụAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie

Anthony Uchenna Ubesie (22 Febụwarị 1950 - 11 Febụwari 1994) [1] bụ onye Naijiria na-ede akwụkwọ akụkọ, onye na-ede uri, onye na'egwuregwu, onye mgbasa ozi, onye nkuzi, onye ndú obodo, onye na - onye na-eme ihe nkiri, na onye na-emepụta ihe.[2][3] maara ya nke ọma dị ka otu n'ime ndị ọsụ ụzọ nke Akwụkwọ Igbo oge ochie.

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ubesie bụ onye Achị na Enugu steeti na 22 Febụwarị 1950. Ọ gụrụ Linguistics na Nigerian Languages na-ahụ maka Asụsụ Igbo na Mahadum nke Naijiria, Nsukka site na 1976 ruo 1980. [2] [4] Ọ tugharịrị ọtụtụ akwụkwọ ndị e dere n'Asụsụ Bekee gaa n'asụsụ Igbo. [5][6] Ubesie nwụrụ na 11 Febụwarị 1994 n'ihe mberede ụgbọala. [2]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. (2012) "Ubesie, Uchenna Anthony (1950–1994)", in Emmanuel Kwaku Akyeampong: Dictionary of African biography. Oxford ; New York: Oxford University Press. ISBN 9780195382075. 
  2. 2.0 2.1 2.2 Ernest N. Emenyonu (2020). "Tony Uchenna Ubesie: The quintessential Igbo novelist", The Literary History of the Igbo Novel, first, Routledge, 115–124. ISBN 9781003017455. 
  3. Akolisa (15 January 2021). Igbo Literature: Omenuko, Ije Odumodu, Mbediogu na akwụkwọ Igbo ndị ọzọ ị gaghị echefu echefu maka mwelite ha welitere asụsụ Igbo (ig). BBC Igbo. Retrieved on 20 April 2022.
  4. (2001) Tony Uchenna Ubesie (1950–1994): The Man and the Artist, 1–19. 
  5. Nwachukwu-Agbada (5 March 2017). Nigerian written literature since 1914 – Part 1. The Guardian. Retrieved on 22 April 2022.
  6. Nwachukwu-Agbada (1997). "Tradition and Innovation in the Igbo Novels of Tony Ubesie". Research in African Literatures 28 (1): 124-133 (10 pages).