Uchechukwu Deborah Ukeh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Deborah Ukeh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoDeborah Ukeh Dezie
Aha enyereUchechukwu, Deborah Dezie
aha ezinụlọ yaUkeh Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Novemba 1996 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Edo Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton Dezie
ụdị egwuregwubadminton Dezie

Uchechukwu Deborah ukeh (a mụrụ n;ụbọchị nke 12 n'ọnwa Nọvemba nke afọ 1996) bu onye Naijiria na-egwu egwuregwu badimịntịn . [1] [2] N’afọ 2014, o sonyere n’egwuregwu African Youth Games, were rite ọla edo abụọ n’ime asọmpi ụmụnwaanyị gbara abụọ na nke otu. [3] N'afọ 2016, ọ bụ nwanyị gbatara onye nke abụọ na Ivory Coast International, were merie na nke a gbara abụọ abụọ ya na Gideon Babalola mere. [4] N’afọ 2017, ya na Babalola ruru agba nke ikpeazụ na Ivory Coast International, mana ha ritere ọkwa nke abụọ. [5] Ukeh bụkwa onye nke abụọ na Benin International tournament n'asọmpi otu otu ụmụnwaanyị na nke ị gba abụọ. [6] Na mmemme ahụ, Ukeh bụ onye nọchitere anya Edo Steeti bụ onye ritere ọkwa nke abụọ n'asọmpi otu otu nke ụmụnwaanyị na nke ị gba abụọ n'asọmpi Katsina Golden Star Badminton. [7]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu Afrịka[dezie | dezie ebe o si]

Women's doubles

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nrite
2019 Ain Chock Indoor Sports Center,

Casablanca, Morocco

link=|border Dorcas Ajoke Adesokan link=|borderDoha Hany
link=|border

Hadia Hosny

9–21, 16–21 link=|Silver Ọla ọcha

Asọmpi n'Afrịka[dezie | dezie ebe o si]

Women's doubles

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nrite
2020 Cairo Stadium Hall 2,

Cairo, Egypt

link=|border Dorcas Ajoke Adesokan link=|border Doha Hany



link=|borderHadia Hosny
14–21, 17–21 Ọla ọcha
2019 Alfred Diete-Spiff Centre,

Port Harcourt, Nigeria

link=|border Dorcas Ajoke Adesokan link=|border Amin Yop Christopher



link=|border Chineye Ibere
21–14, 20–22, 21–17 link=|Ọlaedo Ọlaedo

Egwuregwu ndị ntorobịa Afrịka[dezie | dezie ebe o si]

Girls' doubles

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nrite
2014 Otse Police College,

Gaborone, Botswana

link=|border Dorcas Ajoke Adesokan link=|border Shaama Sandooyeea



link=|border Aurélie Allet
21–15, 21–15 link=|Ọlaedo Ọlaedo

Mixed doubles

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nrite
2014 Otse Police College,

Gaborone, Botswana

link=|border Usman Isiaq link=|border Bongani von Bodenstein



link=|border Anri Schoones
14–21, 21–19, 14–21 link=|Ọla Ọla nchara

BWF International Challenge / Series (Ọkwa mmeri 2,osote onye mmeri 5 )[dezie | dezie ebe o si]

Women's singles

Afọ Asọmpi Onye mmegide Akara Nrite
2017 Benin International link=|border Dorcas Ajoke Adesokan 7–21, 18–21 link=Onye na-esote
2016 <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/C%C3%B4te_d'Ivoire_International" rel="mw:ExtLink" title="Côte d'Ivoire International" class="cx-link" data-linkid="235">Ivory Coast International</a> link=|border Lekha Shehani 11–21, 14–21 link=Onye na-esote

Women's doubles

Afọ Asọmpi Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nrite
2019 Ghana International link=|borderDorcas Ajoke Adesokan link=|border K. Maneesha


link=|borderRutaparna Panda

11–21, 11–21 link= Onye na-esote
2017 Benin International link=|borderPeace Orji link=|borderDorcas Ajoke Adesokan

link=|borderTosin Atolagbe
18–21, 21–16, 12–21 link= Onye na-esote
2013 Nigeria International link=|borderAugustina Ebhomien Sunday link=|borderTosin Atolagbe

link=|borderFatima Azeez
21–18, 21–13 link=Onye mmeri

Mixed doubles

Afọ Asọmpi Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nrite
2017 <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/C%C3%B4te_d'Ivoire_International" rel="mw:ExtLink" title="Côte d'Ivoire International" class="cx-link" data-linkid="265">Ivory Coast International</a> link=|border Gideon Babalola link=|border Enejoh Abah

link=|border Peace Orji
Walkover link=Onye na-esote
2016 <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/C%C3%B4te_d'Ivoire_International" rel="mw:ExtLink" title="Côte d'Ivoire International" class="cx-link" data-linkid="265">Ivory Coast International</a> link=|border Gideon Babalola link=|borderTobiloba Oyewole

link=|border Xena Arisa
21–7, 21–10 link=Onye mmeri
     BWF International Challenge tournament
     BWF International Series tournament
     BWF Future Series tournament

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Debo
  2. h Uk
  3. at
  4. F.to
  5. name
  6. soft
  7. re.c

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Uchechukwu Deborah Ukeh at BWF.tournamentsoftware.com