Jump to content

V. Mitch McEwen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

V. Mitch McEwen
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1978 Dezie
Ebe ọmụmụWashington, D.C. Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ Dezie

V. Mitch McEwen (amụrụ n'afọ 1978) bụ onye Amerịka na-ese ụkpụrụ ụlọ na onye na-eme atụmatụ obodo, onye na-ahụ maka ọdịbendị, na onye enyemaka prọfesọ na Princeton University School of Architecture.[1][2][3] Ọ bụ onye isi nke McEwen Studio na onye guzobere Atelier Office, ihe imewe na omenala na-arụ ọrụ n'ime mpaghara nke ime obodo, teknụzụ, na nka.[4] McEwen bụ onye nchoputa na onye otu Black Reconstruction Collective na onye otu Van Alen Institute na New York.[5][6] A họpụtara ya maka United States Artists Fellowship ma nye ya 2010 New York State Council na Arts Independent Projects Award for Architecture, Planning and Design.

Agụmakwụkwọ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

McEwen nwetara nzere Master of Architecture na Mahadum Columbia dị na New York City na B.A. na Social Studies na Harvard College dị na Cambridge, MA.[7][6]

McEwen bụ osote prọfesọ na Mahadum Columbia na, site na 2014 ruo 2017, osote profesa na Mahadim nke Michigan's Taubman College of Architecture and Urban Planning; n'oge mgbụsị akwụkwọ nke afọ 2017, ọ sonyeere Princeton dị ka osote pròfesọ na Architecture.[8][3]

N'afọ 2014, McEwen natara onyinye nyocha nke Graham Foundation maka ọrụ ya bụ House Opera Opera, e nyekwara ya onyinye nke abụọ nke Graham Foundation n'afọ 2016 maka Methexis: The Algorithmic Recitative, mmekọrịta ya na Farzin Lotfi-Jam nke egosiri na MOCAD na Detroit.McEwen natara onyinye 2015 site na Knight Foundation maka ọrụ ọ gara n'ihu na ụlọ obodo na Detroit.[9][10][11]

N'afọ 2016, a họọrọ McEwen's A(n) Office dị ka otu n'ime usoro ihe owuwu iri na abụọ gụnyere na United States Pavilion maka 15th Venice Architecture Biennale.[12]

A họpụtara ya dị ka onye nlekọta nke New Museum's IDEAS city initiative n'afọ 2018.[13]

Na Febụwarị afọ 2021, a gụnyere ọrụ ya na ihe ngosi MoMA Reconstructions: Architecture and Blackness in America, ihe ngosi ihe owuwu mbụ nke ebe ngosi ihe mgbe ochie na-egosipụta njikọ dị n'etiti ihe owuwu na ọdịbendị na obodo ndị Afrịka Amerịka.[14][15] N'ajụjụ ọnụ New York Times na "ìgwè ọhụrụ nke ndị Black architects na ndị na-ese ihe", onye na-ese onyinyo ibe ya bụ Emanuel Admassu kwuru na otu ahụ na-arụ ọrụ iji "nweghachi nkwa ka ukwuu, nke obodo nke ụlọ".[16] Magazin ihe owuwu Dezeen gbara McEwen ajụjụ ọnụ maka edemede akpọrọ Twenty-two women architects and designers you should know.[17]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Bordonaro (12 February 2020). Imagining the Changing Shape of Architecture. Princeton Alumni Weekly. Princeton University. Retrieved on 23 April 2021.
  2. V. Mitch McEwen: COVID-19 and White Supremacy are Dual Pandemics (en-US). SURFACE (2020-06-15). Retrieved on 2021-03-31.
  3. 3.0 3.1 V. Mitch McEwen. Princeton University School of Architecture. Retrieved on 23 February 2021. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Princeton faculty page" defined multiple times with different content
  4. How Atelier Office Is Upending the Architectural Paradigm (en-US). Metropolis (2020-07-30). Retrieved on 2021-03-31.
  5. Entertainment. RECONSTRUCTIONS PORTRAIT: V. Mitch McEwen on the lost futures of reconstruction (en). pinupmagazine.org. Retrieved on 2021-03-31.
  6. 6.0 6.1 V. Mitch McEwen* (en-US). Van Alen Institute. Retrieved on 2021-03-31. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Van Alen Institute" defined multiple times with different content
  7. Constructing Practice: McEwen Studio. Columbia University Graduate School of Architecture, Planning and Preservation (5 February 2018). Retrieved on 23 April 2021.
  8. V. Mitch McEwen (en-US). AIA New York. Retrieved on 2021-04-23.
  9. Dawn Lundy Martin, V. Mitch McEwen & Sienna Shields. Graham Foundation (2014). Retrieved on 23 April 2021.
  10. Methexis: The Algorithmic Recitative. Graham Foundation. Retrieved on 23 April 2021.
  11. When a house is an opera: Creating spaces for art in Detroit (en-US). Knight Foundation. Retrieved on 2021-03-31.
  12. USA Pavilion's Speculative Projects For Detroit -The Architectural Imagination At The Venice Biennale. World Architecture (4 June 2016). Retrieved on 23 April 2021.
  13. V. Mitch McEwen to Curate the New Museum's IdeasCity Initiative. Art & Education (25 July 2018). Retrieved on 23 April 2021.
  14. Reconstructions: Architecture and Blackness in America (en). The Museum of Modern Art. Retrieved on 2021-03-31.
  15. V. Mitch McEwen. White supremacy in architecture (en). The Museum of Modern Art. Retrieved on 2021-03-31.
  16. Kimmelman. "How Can Blackness Construct America?", The New York Times, 2021-03-11. Retrieved on 2021-03-31. (in en-US)
  17. Twenty-two women architects and designers you should know (en). Dezeen (2021-03-08). Retrieved on 2021-05-05.