We Real Cool: Black Men and Masculinity
Ọdịdị
We Real Cool: Black Men and Masculinity
| Aha | We Real Cool: Black Men and Masculinity |
|---|---|
| Isiokwu nlebanya | masculinity, Ndi Afrika nke Amerika |
| Ụdị | edemede |
| Nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | We Real Cool: Black Men and Masculinity |
| Odee akwụkwọ | Bell hooks |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 2004 |
| Mba osi | Njikota Obodo Amerika |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
We Real Cool: Black Men and Masculinity bụ akwụkwọ edere na afo Puku abuo na ano banyere nwoke site n'aka onye edemede ụmụ nwanyị. Ọ na-achịkọta edemede iri banyere ndị isi ojii. Aha ya na-ezo aka n'abụ Gwendolyn Brooks nke 1959 "We Real Cool". Ebumnuche nke edemede ndị ahụ bụ inye nkatọ ọdịbendị na ngwọta maka nsogbu ọ chọpụtara.[1]
- ↑ hooks (December 11, 2003). We Real Cool: Black Men and Masculinity. Taylor & Francis. ISBN 9780203642207.