Zainab Damilola Alabi
Ọdịdị
Zainab Damilola Alabi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Zainab Damilola Alabi |
aha enyere | Zainab, Damilola |
aha ezinụlọ ya | Alabi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 2002 |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa, Spanish |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu badminton |
ụdị egwuregwu | badminton |
so na | badminton at the 2018 African Youth Games – women's singles, badminton at the 2018 African Youth Games – mixed doubles, badminton at the 2019 African Games – mixed team |
Zainab Damilola Alabi (ka amụrụ n' ụbọchị nke iri na isii n'ọnwa Ọktoba 2002) bụ onye egwuregwu badminton nke Naijiria.[1] O sonyere na nnukwu ihe omume badminton na mpaghara na mba ụwa. Dị ka onye egwuregwu na-eto eto, o ritere ọla nchara atọ na 2018 African Youth Games nke emere na Algiers, Algeria.[2] Alabi ritere ọla nchara nke ụmụ nwanyị na 2019 African Championship, yana ọla edo nke ndị otu na 2019 Rabat African Games.
Ihe ịga nke ọma
[dezie | dezie ebe o si]Asọmpi Afrịka
[dezie | dezie ebe o si]Ụmụnwanyị na-alụbeghị di
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2019 | Alfred Diete-Spiff Centre, Port Harcourt, Nigeria | Dorcas Ajoke Adesokan | 20–22, 19–21 | Ọla nchara |
Egwuregwu Ndị Ntorobịa Afrịka
[dezie | dezie ebe o si]Ụmụagbọghọ na-alụbeghị di
Afọ | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2018 | Salle Protection-Civile de Dar El-Beïda, Algiers, Algeria | Halla Bouksani | 18–21, 13–12 | Ọla nchara |
Ngwakọta okpukpu abụọ
Afọ | Ebe | Onye Mmekọ | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|---|
2018 | Salle Protection-Civile de Dar El-Beïda, Algiers, Algeria |
Daniel Christopher Egbonyi | Ahmad Balarabe Umar Sofiat Arinola Obanishola |
18–21, 18–21 | Ọla nchara |
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Player: Zainab Damilola Alabi. bwfbadminton.com. Badminton World Federation. Retrieved on 6 July 2020.
- ↑ BCA Annual Report 2018. badmintonafrica.com. Badminton Confederation Africa. Retrieved on 6 July 2020.