Oke Òrìmìlì
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì Oke osimiri)
Oke Òrìmìlì
obere ụdị nke | natural geographic object, body of water, marine water body, saline water body |
---|---|
mụrụ ya | oceanology, oceanography |
kọwara na URL | https://www.whosonfirst.org/docs/placetypes/#ocean |
hashtag | ocean |
megidere nke | continent |
Oke osimiri bu miri ukwu-ukwu na ba uwa buru-buru. Adi otu oke osimiri n'uwa, nke ana kpo World Ocean, a kewasi ya n'ise: Pacific, Atlantic, ma ufodi, Indian, Arctic, na Southern.
Oshimiri Pacifik bu miri hiri nne, kachasiri osimiri ndi ozo, Atlantic Ocean a soro ya.