Jump to content

Akpofure Rim-Rukeh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Akpofure Rim-Rukeh
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Urhobo, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụprofessor, osote onyeisi mahadum, researcher Dezie
onye were ọrụFederal University of Petroleum Resource Effurun Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Port Harcourt, University of Benin, Delta State University, Abraka, Rivers State University of Science and Technology Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

 

[1][2][3][4][5]

Mmalite ndụ na mmalite

[dezie | dezie ebe o si]

Akpofure Rim-Rukeh nwetara BSc ya na nzere na Biochemistry na Mahadum Port-Harcourt na 1986 wee nweta Postgraduate Diploma na Chemical Engineering na Mahadim Benin na 1993. N'afọ 1998, o nwetara nzere masta ya na Injinia kemịkal na Mahadum Port-Harcourt wee nweta diplọma ọzọ na agụmakwụkwọ na Mahadim Delta State, Abraka n'afọ 2004. [6]'afọ 2008, ọ nwetara PhD ya na Injinia kemịkal na Mahadum Sayensị na Teknụzụ nke Ruvers State . [7]

[8]N'ọnwa Maachị 2020, ndị kansụl ọchịchị nke Federal University of Petroleum Resources, Effurun họpụtara Akpofure ka ọ bụrụ osote Chancellor nke Onye isi ala Mohammadu Buhari mechara kwado ya.

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Akpofure Rim-Rukeh nụrụ Mercy Akpofura Rim-Rikeh ha nwere ụmụ atọ.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ex FUPRE VC, Officially Hands Over to Akpofure in Delta – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2022-07-08.
  2. Choba. Funds, major challenge we’ll likely face to meet our vision –FUPRE VC (en-US). New Telegraph. Retrieved on 2022-07-08.
  3. My Dream To Make FUPRE World Class Varsity – Prof. Rim-Rukeh (en-GB). Independent Newspaper Nigeria (2020-09-04). Retrieved on 2022-07-08.
  4. Funding hampering petroleum varsity potentials - Professor Akpofure (en-GB). Vanguard News (2021-07-18). Retrieved on 2022-07-08.
  5. Rim-Rukeh is VC of the Year The Nation Newspaper (en-US) (2022-02-07). Retrieved on 2022-07-08.
  6. Vice-Chancellor Prof. Rim-Rukeh Akpofure (en). African Child Foundation. Archived from the original on 2022-07-08. Retrieved on 2022-07-08.
  7. 10 things to know about the new VC of Uni of Petroleum Resources Prof. Rim-Rukeh (en). Daily Trust (2020-03-20). Retrieved on 2022-07-08.
  8. Buhari Appoints Prof Akpofure Rim-Rukeh As FUPRE VC (en-US). Niger Delta Today (2020-03-19). Retrieved on 2022-07-08.