Alexx Ekubo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Alex Ekubo
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụAlex Ekubo-Okwaraeke Dezie
Aha enyereAlex Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Eprel 1986 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, model Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Calabar Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Alexx Ekubo (amuru Alex Ekubo-Okwaraeke ; 10 Eprel, 1986) bu onye omee ihe nkiri na ihe nlereanya nke Naijiria. [1] Ọ bụ onye mbụ gbagoro na asọmpi Mr Nigeria nke afọ 2010. Ọ meriri onye na- eme ihe nkiri kachasị mma na onyinye nkwado na 2013 Best of Nollywood Awards maka ọrụ ya na Weekend Gateway. [2] [3] [4]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ekubo bu onye Arochukwu, Abia State . Ọ gara Federal Government College Daura, Katsina State . Ọ gụrụ akwụkwọ gbasara iwu na Mahadum Calabar wee nweta diplọma na iwu na Calabar Polytechnic. [5] [6] [7]

Na 10th nke Mee 2021, Alex Ekubo na onye ọ chọrọ elụ Fancy Acholonu kwupụtara ụbọchị agbamakwụkwọ ha na Instagram. Agbamakwụkwọ ọdịnala ha ga-eme n'ụbọchị Satọde, abalị iri abụọ n'ọnwa Nọvemba n'Imo steeti, ebe agbamakwụkwọ ndị ọcha ga-eme na Satọde na-abịa n'abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Nọvemba na Legọs steeti. [8] N'August 2021 nwunye Alex kwụsịrị njikọ ha na Fancy Acholonu na-ewepụta nkwupụta na mmekọrịta ha akwụsịla. [9]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mpụta ihe nkiri Ekubo bụ obere ọrụ na Lancelot Oduwa Imasuen 's Sinners in the House (2005); Ọrụ izizi ya bụ na Ladies Men ọtụtụ afọ ka e mesịrị. [10]

Igwe onyonyo[dezie | dezie ebe o si]

  • Secrets &Scandal
  • Hope Bay
  • Happy Family
  • Tinsel
  • AY's Crib
  • Married to the Game

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Hot Girl Next Door (2018)[17]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nrite Otu Ihe nkiri Nsonaazụ Ref
2012 Best of Nollywood Awards Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma In the Cupboard Merie
2013 Golden Icons Academy Movie Awards Onye na-akwado ihe nkiri kacha mma Weekend Gateway Merie
Best of Nollywood Awards Onye na-akwado ihe nkiri kacha mma Merie
2014 Screen Nation Awards Akachasị mmasị nwoke na-apụta ihuenyo nka (African) Himself Merie [18]
2017 Best of Nollywood Awards Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma n'ọrụ ndu - Bekee Inikpi Ahọpụtara [19]
2020 Best of Nollywood Movies Awards Onye na-eme ihe nkiri kacha mma n'ọrụ nkwado (Bekee) Ndi Bling Lagos Merie [20]
Kiss kacha mma na ihe nkiri Ahọpụtara [21]
2021 Honours Network Onye na-eme ihe nkiri kacha ewu ewu Merie [22]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. I don't have anything to prove to anyone. bellanaija.com. Retrieved on 25 April 2014.
  2. Alex Ekubo wins Screen Nation Award. Archived from the original on 24 July 2020. Retrieved on 25 April 2014.
  3. Alex Ekubo profile at. imdb.com. Retrieved on 25 April 2014.
  4. Genevieve Magazine interviews Alex Ekubo. genevieveng.com. Archived from the original on 2014-04-26. Retrieved on 25 April 2014.
  5. My Mum taught me all I know in Fashion - Alex Ekubo. punchng.com. Archived from the original on 2014-04-26. Retrieved on 25 April 2014.
  6. Yemi Alade remains Silent on Relationship to Alex Ekubo. informationng.com. Retrieved on 25 April 2014.
  7. 'Why I don't have a Girl girlfriend', Alex Ekubo opens up. Retrieved on 25 April 2014.
  8. 'Actor Alex Ekubo and his fiancee Fancy Acholonu announce their wedding dates. Vibespro.ng. Retrieved on 10 May 2021.
  9. Okoye (2021-08-28). Fans Reacts To Alex EKubo's Video Amid Failed Engagement: "He Looks Lost" (en-GB). SurgeZirc Nigeria. Retrieved on 2021-08-28.
  10. I love to Smell Good. dailyindependent.com. Archived from the original on 2014-04-26. Retrieved on 25 April 2014.
  11. "Tope Osoba gives Alex Ekubo first Yoruba movie role", The Vanguard, July 15, 2014. Retrieved on August 11, 2015.
  12. 'Death Toll': Alexx Ekubo, IK Ogbonna, Mike Godson star in new movie. Ayebusiwa Victor. Archived from the original on 25 May 2015. Retrieved on 25 May 2015.
  13. Wife Material - iBAKATV | Home for Nollywood Movies (en). Archived from the original on 2019-02-23. Retrieved on 2021-11-10.
  14. 3 IS A CROWD now playing on iROKOtv! (en-US) (2017-04-28). Archived from the original on 2021-12-09. Retrieved on 2021-11-10.
  15. 3 IS A CROWD (en-US) (2017-07-31).
  16. Hot Girl Next Door (2018) - nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting (en-GB).Àtụ:Bot=InternetArchiveBot
  17. Alexx Ekubo Seen Lost In Thoughts - Koko | Nollywood, Nigerian Actor (en-GB).
  18. Alex Ekubo wins SNA. dailytimes.com. Retrieved on 25 April 2014.
  19. BON Awards 2017: Kannywood’s Ali Nuhu receives Special Recognition Award (en). Daily Trust (2017-11-23). Retrieved on 2021-10-07.
  20. Augoye (2020-12-07). BON Awards: Laura Fidel, Kunle Remi win Best Kiss (Full List of Winners) (en-GB). Retrieved on 2021-06-13.
  21. Augoye (2020-12-02). 2020 BON: Here are 5 nominees for ‘Best Kiss’ category (en-GB). Retrieved on 2021-10-11.
  22. Net Honours - The Class of 2021 (en-US). Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 2021-07-21.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]